Tekno

Tekno bụ onye Naijiria na agụ egwú.
Mmalite
Tekno bụ onye Ebonyi.[1] A mụrụ ya na steeti nke Bauchi n'ime ezinụlọ ụmụ nwoke isii na otu nwanyị.[2] A zụlitere ya n'ọtụtụ akụkụ nke mpaghara ahụ, gụnyere Nasarawa, Kaduna, na Abuja. Nke a kpatara n'ihi na nna ya so na ndị agha Naịjirịa.[3] Mgbe ọ dị afọ asatọ, Tekno debara aha ya n'ụlọ akwụkwọ egwu ebe ọ mụtara iji ngwá egwu dị ichè ichè dika piano na guitar emepụta ụda.[3] Nwanne ya nwoke nke obere bụ Spotless na-etikwa egwu.[4]
Ọrụ egwu
E bu ụzọ debanye aha Tekno Miles n'òtù egwu K-Money Entertainment. E wepụtara egwu mbụ ya akpọrọ "Holiday", n'okpuru òtù egwu a. Site na njikọ aka ya na Onye egwu ọzọ aha ya bụ Davido imepụta egwu a, a nabatara "Holiday" nke ọma, mere o jiri gbasaa nke ọma.[5]
N'afọ 2012, onye ama ama na Naijiria na-eme ihe ọchị bụ Julius Agwu hụrụ Tekno Miles na ihe omume na Abuja, mgbe Tekno Miles natara nkwanye ugwu na-esote egwu akpọrọ "Onye Ne Kwu", remix ya nke Ice Prince's "Oleku". Ọ bụ n'otu ihe omume ahụ ka ọ zutere Iyanya na Ubi Franklyn, onye njikwa nke òtù egwu Made Men Music ha wee ghọrọ ndị enyi. Ubi na Iyanya mechara gbaa Tekno Miles ume ka ọ kwaga Lagos iji kwalite ọrụ egwu ya.
N'abali ise nke ọnwa Ọktoba afo 2013, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta isoro òtù égwu Made Men Music (MMMG).
Discography
Albọm
- Old Romance (2020)
Single
| Afọ | Track | Abọm |
|---|---|---|
| 2013 | "Holiday" | Non-album single |
| "Onye Ne Kwu" nke gosipụtara Ice Prince) | ||
| 2014 | "Dance" | |
| "Shoki"(featuring B-Red) | ||
| "Go Low" | ||
| "Mess" | ||
| "Zima" | ||
| "Jonzing" | ||
| "Ihe ọ bụla" | ||
| 2015 | "Duro" | |
| "Maria" | ||
| "Wash" | ||
| 2016 | "Ebee" | |
| "Pana"[6] | ||
| "Rara" | ||
| "Diana" | ||
| 2017 | "Yawa" | |
| "Be" | ||
| "Samantha" | ||
| "Gaa" | ||
| "Mama"(featuring Wizkid) | ||
| "Naanị Otu" | ||
| 2018 | "Your Luv" | |
| "Jogodo" | ||
| "Choko" | ||
| “On You” | ||
| 2019 | "Nwanyị"[7] | |
| "Uptempo"[8] | ||
| "Skeletun" | ||
| "Surulere" | ||
| "Agege"(featuring Zlatan Ibile) | ||
| 2020 | "Beh Beh", nke gosipụtara Masterkraft) | |
| "PuTTin"[9] | ||
| "Nwee obi ụtọ" |
Égwu ha, ndị Tekno so gụọ
| Afọ | Aha | Abọm |
|---|---|---|
| 2014 | "Show" (Victoria Kimani) | Non-album single |
| 2015 | "Feeling You" (Rima featuring Tekno) | |
| "Pray For You" (Lynxxx featuring Tekno) | ||
| "Boss" (Ice Prince) | Jos to the World | |
| 2016 | "Last Station" (Stonebwoy featuring Tekno) | Non-album single |
| 2017 | "Ọ bụrụ" (Davido) | Oge Dị Mma |
| "Catch You" (Flavour) | Ijele Onye Njem | |
| "Silika" (Madee featuring Tekno) | Non-album single | |
| "Gaa" (Tekno) | ||
| "Green Light" (DJ Cuppy featuring Tekno) | ||
| 2018 | "Jogodo" | |
| 2019 | "Agege" (gosipụtara Zlatan Ibile) | |
| "Won't Be Late" (Swae Lee featuring Drake) |
Ihe nrite na nhọpụta
| Afọ | Emume onyinye | Nrite | Onye nnata / Ọrụ a họpụtara | Nsonaazụ | Ref |
|---|---|---|---|---|---|
| 2014 | 2014 Nigeria Entertainment Awards | Best New Act of the Year | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [10] |
| 2015 | 9th Nigeria Music Video Awards | Best Pop Extra Video | "Duro" | Merie | [11] |
| 2016 | 2016 Nigeria Entertainment Awards | Single kacha ekpo ọkụ | Ahọpụtara | [12] | |
| Vidio egwu kacha mma nke afọ | Ahọpụtara | [12] | |||
| Afropop Artist of the Year | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [12] | ||
| 2016 | MTV Africa Music Awards 2016 | Best New Act | Ya onwe ya | Merie | [13][14] |
| WatsUp TV Africa Music Video Awards | Vidio Afrịka nke Afọ Best African Male Video Best West African Video Best Afro Pop Video |
Pana | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [15] |
| 2016 | Soundcity MVP Awards Festival | Abụ nke Afọ | Ya onwe ya | Merie | [16][17][18] |
| 2017 | BET Award 2017 | Best International Act Africa | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [19] |
| Nigeria Entertainment Awards | Best Single nke Afọ | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [20] |
Ndụ onwe onye
Na ọnwa Mee afọ 2018, Tekno nabatara nwa nwanyị na enyi nwanyị Lola Rae.[21]
N'afọ 2020, Tekno kwupụtara na ọ kwagara United States ruo mgbe ọ gara n'ihu.[22] Nke a bụ mmeghachi omume na akụkọ banyere atụmatụ ahụ e gosipụtara na Mgbakọ Mba Naịjirịa maka ịgbanwe aha mba ahụ ka ọ bụrụ UAR, nke bụ aha maka United African Republic ma ọ bụ United Alkebulan Republic na June 2.
Leekwa
- Ndepụta nke ndị Igbo
- Ndepụta nke ndị egwu Naịjirịa
Edensibia
- ↑ TOP NIGERIAN MUSICIANS FROM EBONYI Online Dailies (4 November 2015). Archived from the original on 22 December 2017. Retrieved on 19 December 2017.
- ↑ O.S (12 June 2016). Tekno Miles Biography Net worth Age Date of Birth. Retrieved on 22 December 2017.
- ↑ 3.0 3.1 Okafor (23 October 2014). Tekno Miles: 10 Minutes With The 'Dance' Crooner. Pulse Nigeria. Archived from the original on 24 February 2016. Retrieved on 15 February 2016.
- ↑ Meet Spotless, Tekno’s younger brother who avoids him because of his success (en-US). www.pulse.ng (2017-04-21). Archived from the original on 2024-11-30. Retrieved on 2019-09-06.
- ↑ "PREMIERE: Tekno ft Davido – Holiday (Prod by Gospel)", NotJustOk, 18 April 2013. Retrieved on 15 February 2016.
- ↑ Tekno – Pana (en-US). sololoaded. Archived from the original on 2021-11-07. Retrieved on 2021-07-07.
- ↑ Tekno – Woman (en-US). Classicloaded. Retrieved on 2021-02-16.
- ↑ Tekno – Uptempo (en-US). Val9ja. Retrieved on 2021-03-13.
- ↑ Naijapals (2020-04-06). Tekno (Prod. By Phantom) - Kata (With Lyrics) (en-US). Naijapals : Nigerian Music. Archived from the original on 2020-04-06. Retrieved on 2020-04-06.
- ↑ Deolu (2014-09-03). Full List Of Winners For The Nigerian Entertainment Awards 2014 (en-US). Information Nigeria. Retrieved on 2019-09-06.
- ↑ Adedayo Showemimo. "1 year after, NMVA announce 2015 winners", Nigerian Entertainment Today, 13 September 2016. Retrieved on 13 September 2016.
- ↑ 12.0 12.1 12.2 "Nominations are Here! Find out who Made the 2016 Nigerian Entertainment Awards Nominees List", BellaNaija, 16 June 2016. Retrieved on 13 September 2016.
- ↑ Alyssa Klein (22 October 2016). The Full List of MTV Africa Music Awards 2016 Winners. OkayAfrica. Archived from the original on 6 February 2017. Retrieved on 15 May 2017.
- ↑ Nigerian Acts Win Big At 2016 MAMA Awards. Channels (23 October 2016). Retrieved on 22 April 2022.
- ↑ Mawuli. WAMVA 2016: Bisa Kdei, Shatta Wale, Sarkodie, Wizkid, Flavour, others nominated. pulse.com.gh. Archived from the original on 20 October 2016. Retrieved on 23 March 2017.
- ↑ Tekno, Wizkid, Yemi Alade, Mr Eazi, Kiss Daniel Crowned @ #SoundcityMVP2016 Full Winners List (30 December 2016). Retrieved on 22 April 2022.
- ↑ Wizkid, Yemi Alade Named Africa Best At Soundcity Mvp Awards Festival (30 December 2016). Archived from the original on 29 April 2022. Retrieved on 22 April 2022.
- ↑ WIZKID, YEMI ALADE NAMED AFRICA BEST AT SOUNDCITY MVP AWARDS FESTIVAL (30 December 2016). Archived from the original on 29 April 2022. Retrieved on 22 April 2022.
- ↑ BET Awards 2017: Complete List of Nominees and Winners (en-US). Us Weekly (2017-06-26). Retrieved on 2019-09-06.
- ↑ Wizkid, Davido, Tiwa Savage, Jidenna and More Nominated For 2017 Nigeria Entertainment Awards. Retrieved on 22 April 2022.
- ↑ "Tekno, prety girlfriend, Lola Rae blessed with baby girl", Vanguard, 27 May 2018. Retrieved on 10 January 2022.
- ↑ Nwosu (2021-07-04). Why I relocated to US - Tekno (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2021-11-23.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.