Lagos

Lagos
ama ukwu, port city, Nnụkwụ obodo, metropolitan area, megacity, former national capital
Oge/afọ mmalite1472 Dezie
Aha gọọmentiLagos Dezie
Akara alaLagos, Èkó Dezie
Mmụọ ọjọọLagosian, Lagotien, Lagotienne Dezie
Asụsụ njiemeEnglish Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Isi obodo nkeNaijiria, Southern Nigeria Protectorate, Federation of Nigeria, First Nigerian Republic Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
Dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
Nhazi ọnọdụ6°27′22″N 3°23′37″E Dezie
Onyeisi gọọmentiBabajide Olusola Sanwo-Olu, Rilwan Akiolu Dezie
Koodu Nzipu ozi100001–112005 Dezie
Webụsaịtịhttp://www.lagosstate.gov.ng/ Dezie
HashtagLagos Dezie
Akụkọ ihe mere eme nke isiokwuTimeline of Lagos Dezie
Koodu ọkpụkpọ mpaghara010 Dezie
Map
Ikoyi Bay na Lagos
Map of the Local Government Areas (LGAs): Lagos na Lagos Metropolitan Area.
Video of the Eyo Festival, Lagos

Lagos bu ama ukwu hiri nne no n'ime Ȯra Lagos, n'ala Naigeria. O kachasiri ama ukwu ozo nke no na Afrịka.

Ihu igwe

Ọnọdụ ihu igwe Lagos Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.67*c rue na 83 61f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ maọbụ ọnwa nke abụọ nke afọ.

Lagos Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Niajiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo



Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.