Niniola
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | niniola |
| Aha enyere | Niniola |
| Aha ezinụlọ ya | Apata |
| Aha pseudonym | Niniola |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Disemba 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Nwanne | Teni |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter, recording artist |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Apata Memorial High School |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2014 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Diskografi | Niniola discography |
| Ụdị | rhythm and blues, soul, African popular music, amapiano |
| Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Niniola Apata (amụrụ na 15 Disemba 1986), [1] nke eji Niniola nwe mara bụ onye Nigerian na ede ma na agụkwa egwu. [2] O sonyere na emume nke isii nke Project Fame West Africa na 2013. [3] Mgbe o weputara egwu nke izizi ya bu "Ibadi", a hoputara ya dika otu onye na eme ịhe egwu na nka ofuma kwesịrị ilebe anya na 2015 Nigeria Entertainment Awards . [4]
Mmalite ndu na agumakwukwo
Niniola mụrụ na Lagos Steeti . Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Apata Memorial High School . Ọzọkwa, ọ nwetara akara asambodo nke agụmakwụkwọ na Mahadum Lagos . [5]
Ọrụ
Niniola sonyere n'ọtụtụ mmemme na asọmpi mgbe ọ na-aga ụlọ akwụkwọ sekọndrị. [5] O gbara onye nke atọ n’agba nke isii nke Project Fame West Africa . [6] N'oge asọmpi ahụ, ọ gụrụ egwu "Limpopo" ya na Kcee . Ọ gukwara egwu ya bu Cobhams Asuquo -kwadoro a na akpọ "Itura". O kwuru na Dolly Parton, Whitney Houston, Celine Dion, The Cranberries, Madonna, Beyonce na Angélique Kidjo bu ndị ọkacha mara na egwu mere ya ji tiwe egwu. [3]
Niniola wepụtara egwu izizi ya "Ibadi" na 19 Maachị 2014.nke Sarz kwadoro. Ndi mmadu kwadoro ya be egwu oge oputara. Akpọ ya be egwu ugboro ugboro na igwe redio. [7] [8] Eji egwu ya "Ibadi" na "Gbowode" nwe me egwurịegwu oyoyo season 2 nke Gidi Up . NotJustOk gụnyere ya na nmadu ịrị na ịse fa rọputara bu ndị na eme ofuma na ejije di iche iche na afọ 2015. A hoputara Niniola na eme ihe ejije di iche iche ofuma a ga ileba anya na 2015 Nigeria Entertainment Awards . [9] [10]
Niniola weputara egwu "Maradona" nke Sarz kwadoro na 2017. [11] Egwu ahụ so na egwu akpọro ugboro ugboro izuka ịrị na atọ na redio Metro FM nke South Africa, ma buru egwu nke kacha nma na izuka isii. [12] Niniola nwetara nhoputa na 2018 BET Awards maka egwu ya anakpọ "Maradona". [13] [14] Ọ na eti egwu nke obodo Canada bụ Drake na ulọ ọrụ nke na eme ịhe nkiri nke obodo America bụ Timbaland tukwere ya aha. [15] [16]
Na 2019, ejị ufọdu ịhe ọguru na "Maradona" we guọ egwu ana akpọ "Find Your Way Back" nke ọye guru ya bu Beyonce di na albom The Lion King: The Gift . Edekwara Niniola dị ka otu n’ime ndị dere ya be egwu.[17] N’April 2020, ọ natara asambodo nhọpụta Grammy maka ọrụ ya dị ka onye dere egwu ana akpọ The Lion King.[18]
Nkà
Niniola na-akọwa ụdị egwu ya dịka Afro-house nke bu ngwakọta egwu Afrobeat na house music .
Ndụ onwe
Niniola bụ nwanne nwanyị tọrọ ọnye na agu egwu ana akpọ Teni . [19] [20]
Ihe nkiri
- Nke a bụ M (2017)
Onyinye na nhoputa
| Afo | Mmenme ihe nrite | Ihe nrite | Mputara |
|---|---|---|---|
| 2015 | Nigeria Entertainment Awards | Most Promising Act to Watch | Ahọpụtara[21] |
| Nigerian Achievers Award | Best Promising Female Artist of The Year | Ahọpụtara[22] | |
| Lagos Fashion Awards | Most Fashionable Fast Rising Music Star Of The Year Female | Ahọpụtara[23] | |
| Scream Awards | Best New Act Female | Ahọpụtara[24] | |
| City People Entertainment Awards | Most Promising Act of the Year (Female) | Ahọpụtara | |
| 2016 | ACI Awards | New Artist Of The Year | Ahọpụtara[25] |
| Nigeria Entertainment Awards | Best New Act | Ahọpụtara | |
| All Africa Music Awards | Best Female Artiste in West Africa | Ahọpụtara[26] | |
| Best Artiste/Duo/Group In African RnB & Soul | Ahọpụtara[27] | ||
| Songwriter of the Year In Africa for "Mbilo Mbilo" (Remix) | Ahọpụtara[28] | ||
| Best African Collaboration for "Mbilo Mbilo" (Remix) | Merie[29] | ||
| Nigerian Music Video Awards | Best RnB Video for "Akara Oyibo" | Ahọpụtara[30] | |
| ELOY Awards | Upcoming Female Music Artist | Ahọpụtara[31] | |
| Soundcity MVP Awards Festival | Best Collaboration for "Mbilo Mbilo" (Remix) | Ahọpụtara[32] | |
| Best New Artiste | Ahọpụtara[33] | ||
| Top Naija Music Award | Artiste of the Year | Ahọpụtara[34][35] | |
| 2017 | Nigeria Entertainment Awards | Best Afropop Female Artiste | Ahọpụtara[36] |
| AFRIMMA | Best Newcomer | Ahọpụtara[37] | |
| City People Entertainment Awards | Music Artiste Of The Year Female | Ahọpụtara[38] | |
| Nigerian Teens Choice Awards | Choice Female Vocalist of the Year | Merie[39] | |
| All Africa Music Awards | Best Artiste African Electro | Ahọpụtara[40] | |
| Soundcity MVP Awards Festival | Best Female MVP | Ahọpụtara[41] | |
| Best Pop | Ahọpụtara[42] | ||
| Listener's Choice | Ahọpụtara[43] | ||
| 2018 | Maya Awards | Youth Artiste of The Year | Merie [44] |
| Glazia Awards | Glazia Persons of The Year | Merie [45] | |
| The Headies | Best R&B/Pop Album | Ahọpụtara [46] | |
| Best Vocal Performance (Female) | Ahọpụtara [46] | ||
| Hip Hop World Revelation of the Year | Ahọpụtara [46] | ||
| South African Music Awards | Best African Artist Album | Ahọpụtara [47] | |
| BET Awards | Viewers Choice Best New International Act | Ahọpụtara [48] | |
| IARA Awards | Best International Female Artist | Ahọpụtara [49] | |
| Ghana-Naija Showbiz Awards | Best Female Act | Merie[50] | |
| Nigeria Entertainment Awards | Afropop Female Artist | Ahọpụtara [51] | |
| The Future Awards | The Future Awards Africa Prize in Music | Ahọpụtara[52] | |
| Soundcity MVP Awards Festival | Viewer's Choice | Ahọpụtara[53] | |
| Best Female MVP | Ahọpụtara[54] | ||
| 2019 | African Music Magazine Awards | Best Female West Africa | Ahọpụtara [55] |
| All African Music Awards | Best Female West Africa | Ahọpụtara [56] | |
| Best Artiste,Duo or Group in African Electro | Ahọpụtara [56] | ||
| Best African Dance or Choreography | Ahọpụtara [56] |
Hụ kwa
- List of Nigerian musicians
Ebe nsiweta
- ↑ "MTN Project Fame Season 6 Contestants Unveiled", P.M. News, 2 August 2013. Retrieved on 30 May 2016.
- ↑ Ige, Tofarati (8 November 2015). Music industry has been kind to me — Niniola. Vanguard News. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ 3.0 3.1 Ajose, Kehinde (21 February 2015). Why I am still relevant after Project Fame — Niniola Apata. Vanguard News. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Lalaboiy. "The 10th NEA Awards 2015 Nominees List", notJustOk, 11 June 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Ogbeche, Danielle. "Niniola reveals the only challenge she has in music industry", Daily Post News, 18 November 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Akan. "Life After Project Fame: Listen To Niniola - Ibadi", Pulse Nigeria, 19 March 2014. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Michael. "VIDEO: NINIOLA – IBADI (OFFICIAL VIDEO)", Naija Review, 1 December 2014. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Demola OG (21 January 2015). 15 Artists to Watch in 2015. notJustOk. Archived from the original on 10 May 2017. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Hassan Sanusi (12 June 2015). Full list of nominees for Nigerian Entertainment Awards 2015. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ jonathan. "How ‘Maradona’ singer scored one of the hottest songs in Nigeria – Niniola", Pulse Nigeria, 7 June 2017. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ michael. "Niniola tops Metro Fm South Africa charts with "MARADONA" – Niniola", Officialniniola, 14 January 2018. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ Kami Simmons. "What You Need To Know About Niniola The Afro-House Queen – Niniola", BET, 6 June 2018. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ Bernard Dayo. "Niniola and Wizkid are repping Naija at the 2018 SAMAs for Best African Artiste Album", Ynaija, 22 April 2018. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ OKAYAFRICA. "Apparently Drake Is Niniola's New Big Fan", Okay Africa, 16 April 2019. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ Kam Tambini. "Video: Niniola Talks Afro-House and Getting Co-Signs From Timbaland & Drake", OKAYAFRICA, 12 July 2019. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ "THE LION KING: THE GIFT CREDITS", 19 July 2019.
- ↑ Niniola Receives Grammy Certificate For Her Work On Beyonce’s Album, Gift (en-US) (2020-04-23).
- ↑ "My love for Niniola stronger than music –Teni Entertainer", Punch Newspapers. (in en-US)
- ↑ "Here Are The Things To Love And Admire About Teni Entertainer - Nigerian Entertainment Today", Nigerian Entertainment Today. (in en-GB)
- ↑ Akan, Joey. "NEA Awards 2015:Check out complete winners List", Pulse Nigeria, 8 September 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ "Nigerian Achievers Award 2015 Nominees’ List", HF Magazine, 23 June 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ "LAGOS FASHION AWARDS", Greennews ng, 16 August 2015. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "SCREAM AWARDS", SCREAM AWARDS, 13 August 2015. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "ACI AWARDS", ACI AWARDS, 19 April 2016. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "Afrima Award 2016 Nominees’ List", Afrima, 23 August 2016. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "Afrima Award 2016 Nominees’ List", Afrima, 8 September 2016. Retrieved on 10 September 2016.
- ↑ "Afrima Award 2016 Nominees’ List", Afrima, 8 September 2016. Retrieved on 10 September 2016.
- ↑ "Wizkid, Phyno, Flavour, others shine at AFRIMA", Afrima, 8 November 2016. Retrieved on 22 November 2016.
- ↑ "2016 NMVA: See Full List Of Nominees", NMVA, 16 November 2016. Retrieved on 22 November 2016.
- ↑ "2016 ELOY: See Full List Of Nominees", ELOY, 5 October 2016. Retrieved on 22 November 2016.
- ↑ "2016 Soundcity MVP: See Full List Of Nominees", Soundcity, 25 November 2016. Retrieved on 1 December 2016.
- ↑ "Soundcity MVP Awards 2016: See full list of winners". Retrieved on 5 April 2017.
- ↑ Winners Of 2016 (4th Edition) Top Naija Music Awards. Retrieved on 5 April 2017.
- ↑ 2016 Top Naija Music Awards Shorlisted Nominees (First & Second Batch).
- ↑ "Nigeria Entertainment Award", Notjustok, 10 July 2017. Retrieved on 28 July 2017.
- ↑ "AFRIMMA Awards & Music Festival 2017", Notjustok, 21 July 2017. Retrieved on 28 July 2017.
- ↑ "LIST OF NOMINEES FOR 2017 CITY PEOPLE MUSIC AWARDS", Citypeopleonline, 17 July 2017. Retrieved on 28 July 2017.
- ↑ "NINIOLA BAGS CHOICE FEMALE VOCALIST OF THE YEAR AWARD", Nigerian Teens Choice Award 2017, 9 August 2017. Retrieved on 12 September 2017.
- ↑ "AFRIMA 2017 FULL NOMINEES' LIST", Afrima Award 2017, 11 August 2017. Retrieved on 12 September 2017.
- ↑ "2017 Soundcity MVP Awards Festival Nominees", Soundcity mvp Award 2017, 9 January 2018. Retrieved on 21 January 2018.
- ↑ "2017 Soundcity MVP Awards Festival Nominees", Soundcity mvp Award 2017, 9 January 2018. Retrieved on 21 January 2018.
- ↑ "2017 Soundcity MVP Awards Festival Nominees", Soundcity mvp Award 2017, 9 January 2018. Retrieved on 21 January 2018.
- ↑ "MAYA Awards Africa 5.0 Full List Of Winner", MAYA AWARDS 2018, 5 February 2018. Retrieved on 11 February 2018.
- ↑ "Glazia Persons of The Year – Full List of Recipients and More!", GLAZIA AWARDS 2018, 29 January 2018. Retrieved on 11 February 2018.
- ↑ 46.0 46.1 46.2 "12th Headies Awards Nominees", HEADIES AWARDS 2018, 13 April 2018. Retrieved on 15 April 2018.
- ↑ "NINIOLA BAGS BIG NOMINATION AT THE SOUTH AFRICAN MUSIC AWARDS 2018", SOUTH AFRICAN MUSIC AWARDS 2018, 20 April 2018. Retrieved on 20 April 2018.
- ↑ "NINIOLA SECURES BET AWARDS NOMINATION FOR VIEWERS’ CHOICE BEST NEW INTERNATIONAL ACT", BET AWARDS 2018, 8 June 2018. Retrieved on 8 June 2018.
- ↑ "IARA AWARDS 2018 NOMINATION", IARA AWARDS 2018, 17 July 2018. Retrieved on 1 August 2018.
- ↑ "Sarkodie, Shatta Wale, Patience Nyarko, Others bag Ghana-Naija Showbiz Awards Nominations", Ghana-Naija, 19 September 2019. Retrieved on 19 November 2018.
- ↑ "Nigerian Entertainment Awards 2018: Complete list of nominees", Music in Africa, 12 September 2018. Retrieved on 19 November 2018.
- ↑ "The Future Awards Africa 2018 Nominees List", THE FUTURE AWARDS 2018, 5 December 2018. Retrieved on 28 December 2018.
- ↑ "THE NOMINEES FOR THE 2018 SOUNDCITY MVP AWARDS ARE", Soundcity mvp Award 2018, 12 December 2018. Retrieved on 28 December 2018.
- ↑ "THE NOMINEES FOR THE 2018 SOUNDCITY MVP AWARDS ARE", Soundcity mvp Award 2018, 12 December 2018. Retrieved on 28 December 2018.
- ↑ "The ‘African Giant’ Burna Boy Earns Multiple Nominations at AFRIMMA 2019 Awards & Music Festival", AFRIMMA 2019 AWARDS, 6 August 2019. Retrieved on 19 August 2019.
- ↑ 56.0 56.1 56.2 "The 6Th AFRIMA Nominees List", AFRIMMA 2019 AWARDS, 26 August 2019. Retrieved on 27 August 2019.
Njikọ dị na mpụga
- Official oficicial website
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.