Lota Chukwu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia |
| Aha enyere | Lota |
| Aha ezinụlọ ya | Chukwu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Novemba 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Nsukka |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, odee akwụkwọ, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Benin |
| Ogo mmụta | bachelor's degree |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2014 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| So na | Most Beautiful Girl in Nigeria |
| Ahọpụtara maka | City People Entertainment Awards |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Lota Chukwu
Lota Chukwu na 2018
Amụrụ Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia
Nọvemba 29, 1989 (afọ 30)
Nsụka, Enugwu Steeti, Naịjirịa
Ebe Ọ gụrụ akwụkwọ
Mahadum Benin
Akaọrụ Ọmee ihe onyonyo
Afọ ọ nọ ọrụ 2014–ugbua
Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia bụ onye Naịjirịa na-eme ihe onyonyo amaala dịka Lota Chukwu. A maala ya mgbe ọ gbasịrị n'usoro TV Na-ewu ewu nke Naịjirịa, Jenifa's Diary n'akụkụ Funke Akindele, Juliana Olayode, Falz ebe ọ mere dịka "Kiki", [1] enyi nke onye ndu, Jenifa . Ọ bụkwa onye "yoga" na-anụ ọkụ n'obi. [2]
Ndụ mbido
A mụrụ Lota na Nsụka, Enugwu Steeti, Naịjirịa mana ọ nwere nzụlite nwata ya na Benin City . Lota bụ onye ikpeazụ n’ime ụmụ anọ nne na nna ya mụrụ. Ọ gụrụ akwụkwọ na "Agricultural Economics na Extension Service" na Mahadum nke Benin ma mesịa mee ihe na "Royal Arts Academy" na Legọọsụ, Naịjirịa.
Ọrụ
Tupu ime ihe onyonyo, Lota bụ onye nlereanya ma sonye na 2011 nke "Most Beautiful Girl na Naịjirịa" na- anọchite ndị Yobe Steeti. Ọ malitere ime ihe onyonyo ya na 2011 mana ọ ghọrọ onye ama ama mgbe ọ pụtara na Jenifa's Diary ma mee dịka Kiki. Ọ meela ihe nkiri ndị ọzọ dịka The Royal Hibiscus Hotel, Falling, Fine Girl, Arbitration, Dognapped.
E gosipụtara Lota dị ka onye ndu ihe onyonyo na Reminisce 's Ponmile [3] "video as we as Aramide" ''Why So Serious"[4] .
Lota Takes
N'afọ 2017, O kwupụtara mmepe ngosipụta nri ya nke ọ kpọrọ "Lota Takes", ihe nkiri a bụ isi nri na-etu esi ebi ndụ nke gosipụtara Lota dịka onye ihe ụwa na isi nri na-atọ ụtọ nke ukwuu.[5] Ihe nkiri a egosipụtago ndị Naịjiria amaala aha ndị dịka Adekunle Gold,[6] Tosin Ajibade, Aramide (musician)[7] MC Galaxy [8]
Ihe nkiri
| Afọ | Aha | Ọrụ | Onyeisi |
|---|---|---|---|
| 2020 | When Life Happens | Betty | Okey Ifeanyi |
| Deadly Instincts | Ebute ụzọ | Yemi Morafa | |
| The perfect Plan | Osote mbuzo | Uzodinma Okpechi | |
| Wind Chasers | Na-akwado Nkedo | Uzodinma Okpechi | |
| Spotlight | Ebute ụzọ | Sunkanmi Adebayo | |
| Falling | Co-kpakpando | Niyi Akinmolayan | |
| Dognapped | Co-kpakpando | Kayode Kasum | |
| Fine Girl | Ebute ụzọ | Uduak Isong Oguamanam | |
| The Arbitratione | Co-kpakpando | Niyi Akinmolayan | |
| 2015-2018 | Jenifa's Diary | Co-kpakpando | Funke Akindele |
Onyinye na nhọpụta
| Afọ | Mmemme | Nrite | Nsonaazụ |
|---|---|---|---|
| 2016 | Scream All Youths Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[9] | |
| 2017 | City People Actress of the year | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara.[10] |
Nsidee
- ↑ Lota Chukwu.
- ↑ ‘I Followed My Friends To Jenifa's Diary Audition To Cheer Them Up’ – Lota Chukwu ‘Kiki’ Of Jenifa's Diary.
- ↑ VIDEO: Reminisce – Ponmile. NotJustOk.
- ↑ VIDEO: Aramide – Why So Serious. TooXclusive. Archived from the original on 2018-09-13. Retrieved on 2020-11-17.
- ↑ Lota Chukwu launches New Show 'Lota Takes'. BellaNaija.
- ↑ Lota Takes: Adekunle Gold’s Kitchen. 360nobs.
- ↑ Lota Takes: Lota Chukwu Pays A Visit To Aramide. naijaonpoint. Archived from the original on 2018-06-25. Retrieved on 2020-11-17.
- ↑ LOTA TAKES MC GALAXY'S KITCHEN, ANNOUNCES NEW SHOW. YNaija.
- ↑ D’banj, Linda Ikeji, Don Jazzy grab Scream All Youth Awards 2016 nomination. TheNet.
- ↑ List of Winners at the 2017 City People Movie Awards. Concise News.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.