Christopher Chizoba

Christopher Chizoba
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereChristopher Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Jụn 1991 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuLonestar Kashmir F.C., Mohun Bagan AC, Kalighat Milan Sangha F.C., Mohammedan Sporting Club, Shillong Lajong F.C. Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Christopher Chizoba (amụrụ n'abali iri na asa nke June 1991) bu onye okacha amara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria na anọ dika dika onye Onye goolu. .

Ọrụ

Site n'ọrụ ya Chizoba agbala na klọb dị iche iche na gburugburu Kolkata na otu ugboro na North-East India. Ọ malitere na Kalighat MS [1] tupu ọ banye Mohammedan . [2] Ọ kwagara Shillong Lajong nke I-League na ntakịrị oge [3] tupu ọ banyeghachi Kalighat MS. [4] o mechara sonyeere ndị otu Peerless na Calcutta Football League . [5]

Na abalị anọ n'ọnwa Disemba 2013 a mara ọkwa na Chizoba abanyela na Mohun Bagan AC nke I-League . [5] O mere mpụta mbụ ya n'abali isi n'ọnwa Disemba 2013 megide United SC na Salt Lake Stadium nke ọ meriri goolu abụọ na nkeji iri abụọ na nke iri anọ na ise were gbaa ruo nkeji iri iteghete na asatọ tupu edochie Aiborlang Khongjee ka Mohun Bagan meriri egwuregwu ahụ. Okpu anọ asataghi otu. [6]

Chizoba kwuputara na ibe Facebook ya na 2019, na ọ sonyeere Welwalo Adigrat . [7]

N'abalị iri anọ na ọnwa Disemba 2020, Chizoba bịanyere aka na Arambagh KS maka oge 2020-21 na Bangladesh Football Premier League .

N'abali iri abụọ na atọ nke ọnwa Disemba 2020, Chizoba gbara Arambagh KS goolu nke mbụ ya na 2020 ruo 21 Bangladesh Federation Cup.

Nrụtụaka

 

  1. Kalighat MS edge past Md. Sporting. Telegraph India. Retrieved on 4 December 2013.
  2. Christopher helps MSC make a point. The Times of India. Archived from the original on 3 February 2014. Retrieved on 4 December 2013.
  3. Prayag United and Shillong Lajong enter the semifinals. The Hindu. Retrieved on 4 December 2013.
  4. Vaz. East Bengal 4-3 Kalighat MS: Red and Gold brigade come out on top in 7 goal thriller. Goal.com. Retrieved on 4 December 2013.
  5. 5.0 5.1 Christopher joins practice and signs at the IFA office; IFA Shield to kick-off on 29th January. Mohun Bagan Athletic Club. Archived from the original on 19 September 2016. Retrieved on 4 December 2013.
  6. Mohun Bagan vs. United SC 4-0. Soccerway. Retrieved on 7 December 2013.
  7. Chizoba Christopher Football Page, facebook.com, 6 April 2019

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.