9ice

9ice

9ice (onye amuru Alexander Abolore Adegbola Akande; amuru ya na 17 Jenụwarị 1980 ) bu onye na eti egwu na Naijiria.

Ndụ mbido

A mụrụ ya n'ulọ di nwunye ise na ụmụ itoolu, na Ogbomosho, Oyo Steeti na ọdịda anyanwụ naijiria . O tolitere na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Legọs . 9ice chọkwara ibu onye na akụ egwu.[1] 9ice bidoro ị bụ abụ mgbe ọ dị afọ iri na anọ[2] Ndị mụrụ ya chọpụtara akaraka ya nke ịbụ abụ, wee kpebie ịhapụ ya ka ọ bụrụ onye egwu. [3] [4]

Ọrụ

N'afọ 1996, 9ice dekọtara ngosi nke mbụ ya nke akpọrọ Risi de Alagbaja, mana ọ bụ n’afọ 2000 ka o wepụtara abụ izizi mbụ ya bụ Little Money . [5] [6]

N'afọ 2008, o wepụtara otu Gongo Aso . Site na egwu na-ewu ewu, a gwara 9ice ka ọ rụọ na Nelson Mandela 90th Birthday Tribute concert na London, United Kingdom na June 2008. [7] Ọ gara n’ihu nweta Mmeri Hip Hop Kachasị Mma nke Afọ ahu na MTV Afrịka Music Awards . [8]

Ihe nkiri

  • Certificate(2007)
  • Gongo Aso (2008)
  • Tradition (2009)
  • Certificate and Tradition reloaded(2010)
  • Bashorun Gaa / Versus (2011)
  • CNN / GRA (2014)
  • Id Cabasa (2016)
  • G.O.A.T (2018)
  • Seku Seye [9] (2020)
  • Tip of the Iceberg: Episode 1(2020) [10]
  • MOBO Best African Act 2008 [11]

Edensibia

  1. Marriage or no marriage, I am with my children – 9ice (25 March 2017).
  2. 9ice Biography, History, Asset and Net Worth – Austine Media. Archived from the original on 2020-11-09. Retrieved on 2020-11-26.
  3. 9ice Biography And Everything You Need To Know About The Musician (25 June 2018).
  4. Before Stardom With… 9ice.
  5. YouTube Music: Harnessing the Power of Google (19 April 2020).
  6. Before Stardom With… 9ice.
  7. "Reporter's log: Mandela concert", 27 June 2008.
  8. Singer releases 8th studio album title.
  9. 9ice releases new single, 'Seku Seye' (19 March 2020).
  10. [Album 9ice – Tip Of The Iceberg: Episode 1] (en-US) (2020-05-30). Archived from the original on 2020-12-13. Retrieved on 2020-11-26.
  11. 9ice Wins MOBO Award (16 October 2008). Archived from the original on 18 May 2015. Retrieved on 26 November 2020.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.