Zubby Michael
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Azubuike Michael Egwu |
| Aha ezinụlọ ya | Michael |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Anambra State |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ọkwá o ji | special adviser |
| Ebe agụmakwụkwọ | Nnamdi Azikiwe University |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts, mass communication |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Azubuike Michael Egwu onye a maara dị ka Zubby Michael (à mụrụ ya na 1 Febrụwarị 1985 na steeti Anambra , Nigeria ) ọ bụ onye mmepụta na omee ejije Naijiria. [1] [2] A maara ya maka agwa ya na Three Windows, Royal Storm na Professional Lady. [3] Ejije mbụ ya bụ nke a kpọrọ Missing Rib mana à maara ya nke ọma n'ihi isi agwa ya n'ejije Three Windows. [4]
Ndụ na ọrụ
A mụrụ Zubby n'okpuru ọchịchị Ekwusigo na steeti Anambra na (1 February 1985) mana tolitere na Adamawa ebe ọ gụrụ akwụkwọ elementrị. Ọ gara mahadum Nnamdi Azikiwe ebe ọ nwetara nzere na Mass Communication . [5]
Ọ malitere ime ejije na Yola mgbe ọ dị obere. [6] Ejije mbụ ya pụtara ìhè bụ nke a kpọrọ Missing Rib mana ọ ghọrọ onye a ma ama maka isi agwa ya n'ejije Three Windows . Zubby apụtala n'ọtụtụ ejije ndị ọzọ dị iche iche . [7] [8]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya
N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Nọvemba afọ 2019, a họpụtara ya n'ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị dị ka onye ndụmọdụ pụrụiche na mgbasa ozi nye aka na-achị Anambra steeti bụ Willie Obianọ . [9] [10] Enyere ya akwụkwọ nkwado maka ịnye aka ọ na-enye n'ọrụ nkwalite ndị ntorobịa na City Radio 89.7 fm nke steeti Anambra.
Ihe nrite na nhọpụta
ihe nrite ejije ya
| Afọ | Ihe nrite | Otu | Nsonaazụ |
|---|---|---|---|
| 2019 | City People Movie Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |
| City People Movie Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
| Nigeria Achievers Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
| South South Achievers Awards (SSA) [14] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
| 2018 | South East Entertainment Award | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |
| Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ [15] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
| 2015 | Ihe nrite ntụrụndụ Naijiria [16] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |
| Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ [17] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
| 2014 | Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ [18] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |
| 2011 | Onyinye kacha mma nke Nollywood (BON) [19] | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
Ihe nrite ndị ọzọ
| Afọ | Ihe nrite | Otu | Nsonaazụ |
|---|---|---|---|
| 2020 | Òtù Na-ahụ Maka Mma South-East | Onye ndọrọndọrọ ọchịchị ama ama nke afọ | meriri |
| 2019 | City People Movie Awards | Best Igbo Film of the Year (Eze ndi Ala) [20] | Ahọpụtara |
| 2018 | Ihe nrite MSME nke Naijiria & Achievers | Onye Nollywood nke afọ | meriri |
Ihe eserese
| Afọ | Aha Magazin |
|---|---|
| 2019 | Aka Ọhụrụ nke Africa (SPRING/SUMMER 2019 EDITION) [21] |
Ajụjụ ọnụ
| Afọ | Ajụjụ ọnụ |
|---|---|
| 2021 | KingsPrimeTV [22] |
| 2019 | Akụkọ BBC Igbo |
| Mmetụta Ọhụrụ nke Africa |
ụfọdụ ejije ya a họpụtara
| Year | Film | Role | Notes |
|---|---|---|---|
| 2020 | Omoghetto:The Saga | Azaman | |
| Identical Twins | |||
| Bad Omen | |||
| Burial Battle | |||
| Audio Money | |||
| Egg of love | |||
| 2019 | The Return of Dangote | ||
| Our Father's Property | Ebuka | ||
| Dying of Thirst | Uzor | ||
| Blood Feud | Reuben | ||
| Children obey your parents | Azubuike | ||
| Hunchback Princess | Ugo | ||
| Seed of Greatness | Agumba | ||
| A Thousand War | Obidi | ||
| G4 The Money Men | Obinwanne | ||
| Flashback | Chris | Starring Rachael Okonkwo | |
| Seed of Deception | Chima | ||
| Enemy of Progress | Uzondu | ||
| Shameless Sisters | Starring Lizzy Gold | ||
| Yahoo King | King Ezego | ||
| Boy Makes Money | Uzodimma | ||
| Son of No Man | Nnanna | ||
| The Return of Eze Ndi Ala | Eze | Starring Ken Erics, Rachael Okonkwo | |
| Afraid to Fall | James | ||
| Pains of the Orphan | Prince Chimaobi | ||
| 2018 | Throne of Terror | ||
| Sound of Calamity | Prince Irudike | ||
| Lack of Money | Joshua | ||
| Hunted Bride | Prince Ahamefula | Starring Eve Esin | |
| Omenka | Prince Obieze Nnoruka | Starring Queen Nwokoye | |
| Yahoo Shrine | Jide | ||
| Bastard Money | Lazarus | ||
| Made in South | Edozie | ||
| Anayo China | Anayo | ||
| Wasted Authority | Collins | Starring Ngozi Ezeonu | |
| Youngest Wife | Festus | ||
| The one man squad | Victor | ||
| Mama | Starring Liz Benson | ||
| 2017 | Eze Ndi Ala in America | Eze | Starring Ken Erics, Rachael Okonkwo |
| The King of Vulture (Eze K'udene) | |||
| Mr Arrogant | Arinze | ||
| The Return | Igwe Ufuma | Starring Chacha Eke | |
| War for love | Dennis | Starring Rachael Okonkwo | |
| Ozoemena Ozubulu | Ozoemena | ||
| Adaure, My love | Izunna | Starring Rachael Okonkwo | |
| Sword of Justice | Prince Ogugua | Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu | |
| 2016 | Family Matters (Akara Ayasago) | Tony | Starring Ebere Okaro |
| 2015 | 1st Hit | Gallardo | Starring Nonso Diobi and Mayor Ofoegbu |
| The Promise | Izu | Starring Chacha Eke | |
| Abba | Chibueze | Starring Queen Nwokoye | |
| Okada 50 | Okada 50 | Starring Ebere Okaro | |
| Compound fools | Ossai | Starring Kenneth Okonkwo, Yul Edochie Queen Nwokoye and Funke Akindele | |
| My love, my mother's wish | Ikechukwu | Starring Rachael Okonkwo | |
| Settle Me | Agozie | Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu | |
| The Struggle | Alfred | Starring Kelvin Books Ikeduba |
Edensibia
- ↑ "I nye Odumeje otito Chukwu, Chukwu eweere gị iwe – Zubby Michael", 22 November 2019. Retrieved on 12 December 2019. (in en-GB)
- ↑ Zubby Michael: Check out photos of actor's newly completed mansion (en-US). Pulse Nigeria (26 September 2018). Retrieved on 12 December 2019.
- ↑ Zubby Michael: 5 things you should know about actor (en-US). Pulse Nigeria (2 February 2016). Retrieved on 12 December 2019.
- ↑ Tuface taught me humility – Zubby Michael, actor (en-US). The Sun Nigeria (17 February 2017). Retrieved on 12 December 2019.
- ↑ NOLLYWOOD ACTOR, ZUBBY MICHAEL IN LOVE WITH P SQUARE’S LITTLE SISTER MARY. Nigerian Voice. Retrieved on 12 December 2019.
- ↑ 10 Nollywood Actors Who Started Out Well But Haven’t Really Kicked On (en-GB). Nigerian Entertainment Today (25 January 2018). Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Tuface taught me humility – Zubby Michael, actor (en-US). The Sun Nigeria (17 February 2017). Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ 12 Rising And Promising Nollywood Actors. Archived from the original on 1 April 2019. Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Alabi (25 November 2019). Obiano Appoints Actor Zubbby Michael As Special Adviser On Media (en-US). Information Nigeria. Retrieved on 12 December 2019.
- ↑ Nseyen (26 November 2019). Nollywood actor, Zubby Micheal gets political appointment (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 12 December 2019.
- ↑ Salami (2019-10-04). NOMINATION LIST FOR 2019 CITY PEOPLE MOVIE AWARDS (IGBO) (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-12-29.
- ↑ Salami (2019-10-04). NOMINATION LIST FOR 2019 CITY PEOPLE MOVIE AWARDS (ENGLISH) (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-12-29.
- ↑ Nigeria Achievers Awards/NWAA on Instagram: “Nomination Alert!! Dear highly esteemed nominee, this is to formally bring to your notice your nomination in this year's Nigeria Achievers…” (en). Instagram. Retrieved on 2019-12-29.
- ↑ Nominnees 2019 – South South Achievers Awards (en-US). Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Reporter (8 September 2018). Nominees For 2018 City People Movie Awards [FULL LIST] (en-US). City People Magazine. Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Music stars bag nominations for NEA Awards (en-US). www.pulse.ng (12 June 2015). Archived from the original on 1 May 2019. Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Check Out The Full Nominee List Of City People Awards – Gistmania. www.gistmania.com (7 December 2015). Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Blog (9 June 2014). Judith Audu's Blog: City People Entertainment Awards 2014, Complete Movie Categories Nominees List.... Judith Audu's Blog. Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Eribake (27 May 2011). Ini Edo, Yemi Blaq to host BON awards (en-US). Vanguard News. Retrieved on 5 May 2019.
- ↑ Salami (2019-10-04). NOMINATION LIST FOR 2019 CITY PEOPLE MOVIE AWARDS (IGBO) (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-12-29.
- ↑ A New Touch of Africa (en-US). A New Touch of Africa. Retrieved on 2019-12-29.
- ↑ Zubby Michael "I AM SCARED OF WOMEN" (Prime Talks on Kinsprimetv) - YouTube. www.youtube.com. Retrieved on 2021-02-11.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.