Zaid

Zaid (nke a na-akpọkwa Zayd, o Arabic: زيد) bụ aha Arabic na aha nna.

Zaid

  • Zaid Abbas onye egwuregwu basketball nke Jordan
  • Zaid Abdul-Aziz (amụrụ n'afọ 1946), onye America na-agba bọọlụ
  • Zaid Al-Harb (1887-1972), onye Kuwait na-ede uri
  • Zaid al-Rifai (amụrụ 1936), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na praịm minista Jordan
  • Zaid Ashkanani (amụrụ n'afọ 1994), onye ọkwọ ụgbọala na-agba ọsọ na Kuwait
  • Zaid Hamid (amụrụ n'afọ 1964), onye na-akọwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Pakistan
  • Zaid Ibrahim (amụrụ n'afọ 1951), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Malaysia
  • Zaid Orudzhev (amụrụ na 1932), onye ọkà ihe ọmụma Russia
  • Zaid Shakir (amụrụ n'afọ 1956), onye ọkà mmụta America
  • Zaid ibn Shaker (1934-2002), ọchịagha Jọdan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na praịm minista

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.