Ugba

Ugba

Ugba, bu nri ndị igbo nke ana-akpokwa Ukpaka. ọ bụ nri ama n'etiti ndị Igbo na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Naijiria. Ugba bụ mgwa ihe a na-eji esi nri na ịkwadebe ụfọdụ nri ọdịnala. N'ala Igbo, a na-eji ugba eme Abacha (nke a na-akpọ African salad), gwakọta ya na azụ̀ esiri esi, ka e kwuo ole na ole.[1]
Uru Ahụike

Ugba bara ezigbo uru na-edozi ndị na-eri ya ahụ.Ugba bụ ezigbo isi iyi nke protein, ọ bụkwa ezigbo isi iyi ike, amino acid, phosphorus, magnesium, iron, vitamin, calcium, manganese na ọla kọpa. Ọ bara ụba na phytochemical dị ka; Tannins, alkaloids, flavonoids, sterols, glycosidase na saponins.[2]
- ↑ How It Is Made Ugba:The Heart Of Traditional Igbo Meals and other ethnic (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2022-02-16). Archived from the original on 2022-09-24. Retrieved on 2022-09-24.
- ↑ Ed Brown (2020-04-09). How to Make Boiled Yam & Ugba Sauce (African Oil-Bean Seed) (en-US). Royac Shop. Archived from the original on 2022-09-24. Retrieved on 2022-09-24.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.