Tchidi Chikere

Tchidi Chikere
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọktoba 1975 Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Calabar Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Tchidi Chikere (amụrụ n'ọnwa Ọktoba 10, n'afọ 1975), bụ onye nduzi ihe nkiri Naijiria onye bụkwa onye na-emepụta ihe nkiri, onye edemede, onye na-eme ihe nkiri, onye nduzi vidio egwu na onye na-agụ egwu. O nwere ihe karịrị otu narị ihe nkiri na abọm egwu abụọ maka otuto ya.

Ndabere na mmalite ndụ

Chikere si Amuzi Ahiazu Mbaise na Imo Steeti. Ọ bụ nwa ikpeazụ nke nne na nna ya. Ọ gụrụ asụsụ Bekee na Mahadum Calabar . Mgbe ọ nọ na Mahadum, ọ malitere ide ihe nkiri ma bụrụkwa akụkụ nke otu egwu mmadụ atọ. Mgbe ọ gụsịrị National Youth Service, ọ gara UK, ma bipụta akwụkwọ mbụ ya mgbe ọ nọ ebe ahụ. Chikere banyere n'ụzọ zuru ezu na ụlọ ọrụ ihe nkiri mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum.

Ndụ onwe onye

Chikere nwere ụmụ nwoke atọ ya na nwunye mbụ ya, onye na-eme ihe nkiri Sophia Tchidi Chikere . Alụmdi na nwunye ahụ kwụsịrị n'afọ 2012. Ọ lụrụ onye na-eme ihe nkiri Nuella Njubigbo ugbu a. Emume agbamakwụkwọ ọdịnala ahụ mere na Machị 29, 2014 n'obodo nwunye ya na Anambra Steeti na agbamakwụkwọ ọcha na Chọọchị Katọlik nke Transfiguration, VGC, Lagos Steeti na June 9, 2018.

Ihe nkiri

Ọ na-eduzi mkparịta ụka The Pink Room .[1]

Ihe nkiri

Dịka onye na-eme ihe nkịrị

Afọ Ihe nkịrị Ọrụ Ihe odide
1999 Ijele[2] Azunna ya na Romanus Amuta
2003 Throwing Stones[3] ya na Rita Dominic
2007 African Soldier[4][5][6] Prince Udoka ya na Ignatius Abara, Stan K. Amandi
2011 Paparazzi: Eye in the Dark[7][8][9] Jimmy ya na Van Vicker, Chet Anekwe and JJ Bunny
2012 When Heaven Smiles[10][11] ya na Van Vicker (nke Chikere na George Kalu dụzịrị)
2016 Slave Dancer[12][13][14] ya na Princess Brun Njua
2017 Pains of Life[15][16][17]
2018 Love and Shadow[18][19][20] Ichie Ogadi
2019 The Posh Girl[21][22] Ichie Amadi
2020 Strange Sisters[23][24] Nwake
2021 Our Jesus Story[25][26][27][28]
2022 Unloved[29][30] Izuu
2022 African Gods[31][32] Okwadike ya na Adaobi Bestman, Adaeze Chiegbu
2023 The Dead[33] Nwa Dịbịa ya na Arinze Bob
2023 A Good Woman[34][35][36] Ibe

Dịka onye mmeputa na onye ndụzị ihe nkiri

Afọ Ịhe nkịrị Ihe odide
2003 Blood Sisters[37][38][39] Oge Okoye, Genevieve Nnaji, Omotola Jalade Ekeinde soro mee ihe nkịrị a
2008 Stronger Than Pain[40][41][42][43] Nkem Owoh, Kate Henshaw soro mee ihe nkịrị a
2011 Gold Not Silver[44][45][46] Ken Erics soro mee ihe nkịrị a
2012 Paint My Life/Tempest[47][48][49] Daniel K Daniel soro mee ihe nkịrị a
2013 Dumebi the Dirty Girl[50][51][52] Mercy Johnson soro mee ihe nkịrị a
2017 Professor Johnbull[53][54][55] Daniel K Daniel soro mee ihe nkịrị a
2018 The Pink Room[56] Nuella Njubigbo, Uriel Oputa, Anita Joseph, Bidemi Kosoko, Nichole Banna, Ese Eriate na Vida Modelo

Egwú

N'afọ 2007, Chikere wepụtara abọm egwu mbụ ya, nke akpọrọ Slaps n Kisses . Ọ bụ OJB Jezreel na Marvelous Benji mepụtara abọm ahụ ma nwee atụmatụ sitere na Rita Dominic, Pat Attah, Marvelous Benji, Jimmy B na OJB Jezreel. E wepụtara abọm nke abụọ ya na UK.[57]

Ọ duziri vidiyo ahụ na egwu Kcee "Agbomma".[58]

Egwụ

  • Show Me Heaven[59][60]
  • Love Injection
  • Again and Again
  • Club Zone
  • Open Streets
  • Obelomo

Ihe nrite na nhọpụta

Chikere enwetala ihe nrite maka nduzi ya gụnyere Africa Magic Viewers' Choice Awards.[61] Na Africa Movie Academy Awards n'afọ 2008, o meriri Best Comedy maka Stronger Than Pain, a họpụtakwara ihe nkiri ya Beautiful Soul maka Best Screenplay. A họpụtara ya ugboro abụọ na 2012 Golden Icons Academy Movie Awards, maka Best Actor - Diaspora maka ọrụ ya na When Heaven Smiles na maka Best Male Act - Diaspora (Viewer's Choice). A họpụtakwara ya maka Best Original Screenplay na 2013 Nollywood Movies Awards maka iduzi / imepụta Dumebi .

Ndetu

  1. Tchidi Chikere adds talk show, "The Pink Room", to his directorial works!. Xplorenollywood.com. Retrieved on 2 September 2018.
  2. Ijele (1999). www.imdb.com. Retrieved on 2026-06-12.
  3. Throwing Stones (2003). www.imdb.com. Retrieved on 2026-06-12.
  4. African Soldier (2007).
  5. African Soldier | Rotten Tomatoes (en). www.rottentomatoes.com. Retrieved on 2026-06-12.
  6. African Soldier (2007).
  7. NollyMeter. www.nollymeter.com. Retrieved on 2026-06-12.
  8. Paparazzi Eye in the Dark | Rotten Tomatoes (en). www.rottentomatoes.com. Retrieved on 2026-06-12.
  9. Paparazzi: Eye in the Dark (2011).
  10. Tchidi Chikere remembers fond memories of late dad - P.M. News (en-US). Retrieved on 2026-06-12.
  11. When Heaven Smiles | WorldCat.org (en). search.worldcat.org. Retrieved on 2026-06-12.
  12. "Cameroon: Slave Dancer - Audacity of a Female Vow", allAfrica.com. Retrieved on 2026-06-12. (in en)
  13. Slave Dancer (2016) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB). nlist.ng. Retrieved on 2026-06-12.
  14. Slave Dancer | Rotten Tomatoes (en). www.rottentomatoes.com. Retrieved on 2026-06-12.
  15. Pains Of Life 2 (2017) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB). nlist.ng. Retrieved on 2026-06-12.
  16. Pains of Life (2017).
  17. Pains of Life (2017).
  18. Love And Shadow (2018) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB). nlist.ng. Retrieved on 2026-06-12.
  19. Love and Shadow - Nollywire (en-GB) (2023-04-20). Retrieved on 2026-06-12.
  20. Love and Shadow (2018). www.imdb.com. Retrieved on 2026-06-12.
  21. NollyMeter. www.nollymeter.com. Retrieved on 2026-06-12.
  22. The Posh Girl (2019).
  23. grnwz (2020-11-05). STRANGE SISTERS (New Hit Movie) - Destiny Etiko 2020 Latest Nigerian Nollywood Movie (en-US). Download Ghana Movies. Retrieved on 2026-06-12.
  24. Strange Sisters (2020).
  25. Anthony (2020-03-07). Our Jesus story, new movie from OJ Productions (en-GB). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2026-06-12.
  26. NollyMeter. www.nollymeter.com. Retrieved on 2026-06-12.
  27. OUR JESUS STORY - Genesis Cinemas (en-US) (2020-03-09). Retrieved on 2026-06-12.
  28. Our Jesus Story. www.imdb.com. Retrieved on 2026-06-12.
  29. NollyMeter. www.nollymeter.com. Retrieved on 2026-06-12.
  30. Unloved (2022).
  31. NollyMeter. www.nollymeter.com. Retrieved on 2026-06-12.
  32. African Gods (2022). www.imdb.com. Retrieved on 2026-06-12.
  33. The Dead (2023). www.imdb.com. Retrieved on 2026-06-12.
  34. A Good Woman - Nollywire (en-GB) (2023-06-20). Retrieved on 2026-06-12.
  35. NollyMeter. www.nollymeter.com. Retrieved on 2026-06-12.
  36. A Good Woman (2023).
  37. Blood Sister (2003) - Cast & Crew on MUBI. mubi.com. Retrieved on 2026-06-12.
  38. Blood Sister (2003) (en). FilmAffinity. Retrieved on 2026-06-12.
  39. Blood Sisters (2003).
  40. Stronger Than Pain: A Film That Can Be Watched Over And Over Again Because of Kate Henshaw's Scintillating Performance (en). Modern Ghana. Retrieved on 2026-06-12.
  41. Stronger than Pain | Nollywood Reinvented (en-US). Retrieved on 2026-06-12.
  42. Stronger than Pain (2007) | MUBI (en). Retrieved on 2026-06-12.
  43. Stronger Than Pain.
  44. Gold Not Silver (2012) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB). nlist.ng. Retrieved on 2026-06-12.
  45. Dailymotion (en-US). www.dailymotion.com. Retrieved on 2026-06-12.
  46. Gold Not Silver | Nollywood Reinvented (en-US). nollywoodreinvented.com. Retrieved on 2026-06-12.
  47. TalkAfricanMovies (2014-01-05). PAINT MY LIFE | African Movie Review | Talk African MoviesTalk African Movies (en-US). www.talkafricanmovies.com. Retrieved on 2026-06-12.
  48. Paint My Life (TBD) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB). nlist.ng. Retrieved on 2026-06-12.
  49. Paint My Life - 2012.
  50. Dumebi the Dirty Girl - Nollywire (en-GB) (2023-05-01). Retrieved on 2026-06-12.
  51. Seyi Lasisi. Retro Nolly: 'Dumebi the Dirty Girl' (en). www.innollywood.com. Retrieved on 2026-06-12.
  52. Dumebi the Dirty Girl.
  53. Anthony (2017-11-22). Glo’s Professor Johnbull Enters Season 5 (en-GB). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2026-06-12.
  54. Professor Johnbull Series • DisNaija Media Network (en-US) (2018-11-04). Retrieved on 2026-06-12.
  55. Professor Johnbull.
  56. Tchidi Chikere adds talk show, "The Pink Room", to his directorial works!. Retrieved on 2 September 2018.
  57. Who Is Tchidi Chikere? - Biography/Profile/History Of Nollywood Actor & Director Tchidi Chikere. Dailymedia.com.ng. Retrieved on 2 September 2018.
  58. Akan. Kcee: Patience Ozorkwor, Chiwetalu Agu, star in singer's "Agbomma" video. Pulse.com.gh. Archived from the original on 3 September 2018. Retrieved on 2 September 2018.
  59. Show Me Heaven.
  60. Show Me Heaven.
  61. AMVCA 2018: Full list of winners. Punchng.com. Retrieved on 2 September 2018.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.