Sha language
| Sha | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Nigeria | |
| Total speakers: | 3,000 | |
| Language family: | Tafrusyawit Chadic West Chadic Bole–Angas Ron (A.4) Sha | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | scw
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Sha bụ asụsụ Afro-Asiatic nke a na-asụ na Plateau State ya na Kaduna State, nke di na Naijiria. Ka ọ nime afọ 2018, a na-eji asụsụ ahụ eme ihe dika nkwurịta okwu ihu na ihu ma ọ nweghị ụdị ederede nke a kapịrị ọnụ. Asụsụ a nke ana-asụ ihe dị ka mmadụ 1000 ma onaghi -adịgide adịgide.[1]
Isi mpaghara Sha dị na Sha District, Bokkos LGA, Plateau State. Ha na-asụ Mundat, asụsụ nke yiri ya bu nke ọzọ nke dị na alaka Chadic do na Obodo Mundat nke otu mpaghara ahụ.[2]
- ↑ "Sha", Ethnologue. Retrieved on 2018-10-11. (in en)
- ↑ Blench, Roger M. 2003. Why reconstructing comparative Ron is so problematic. In Wolff, Ekkehard (ed.), Topics in Chadic linguistics: papers from the 1st biennial international colloquium on the Chadic language family (Leipzig, July 5-8, 2001), 21-42. Köln: Rüdiger Köppe Verlag.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.