Selou
Sellou[1] ( səllu), nke a na-akpọ slilou ma ọ bụ sfouf, bụ ihe eji megharịa ọnụ a na-eri na Morocco. A na-esi na ntụ ọka a ṅara n'ọkụ gwakọta na bọta, mmanụ aṅụ, almọnd, sesame, na ikekwe mkpụrụ osisi ndị ọzọ na-esi ísì ụtọ mee ya.[3] Ọ bụ otu n'ime nri dị mkpa na Morocco n'oge ọnwa Ramadan dị nsọ.[1]Templeeti:Circular reference[<span title="This claim cites another Wikipedia article. Articles need references to reliable third-party sources. (May 2021)">circular reference</span>]

Hụkwa
- Nri ndị Morocco
- Ndepụta nri Moroccan
- Gofio
Ihe odide
- ↑ Ramadan - Wikipedia (en). en.m.wikipedia.org. Retrieved on 2021-04-23.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.