Rumuekini

Rumuekini bụ obodo dị na Alàeze Akpor

ṅke dị na okpuru gọmentị ọchichi Obio / Akpor na imè Rivers State, Naijịria.

Rumuekini dị ka obodo na obodo di ichi che nà ekekọrita okè obodo dika Rumuosi, Aluu, Choba, Ozuoba ha nille nwere ókèala. Obodo Rumuekini bụ otu n'ime obodo ndị edepụtara ebe a na-arụ ọrụ mgbanaka na Rivers State.[1][2]

Rumuekini bụ obodo dị nso na Mahadum Port Harcourt, nke bụ ebe obibi maka ụfọdụ ndị ọrụ na ụmụ akwụkwọ nke Mahadum ahụ.[3]

Idei Mmiri / Nsogbu

N'afọ 2017, akụkọ kwuru na idei mmiri metụtara obodo Rumuekini nke mere ka ihe karịrị mmadụ 200 bi na imè obodo Rumodu, na Rumuekoni ghara inwe ebe obibi ma kwụsị ọtụtụ ụmụaka ụlọ akwụkwọ ịga ụlọ akwụkwọ. Maazị John Nnamdi Ohor onye bụ onye isi oche nke Kọmitii Mmepe Ala Rumodu kwukwara na site na nyocha, idei mmiri ahụ bụ n'ihi enweghị ezigbi omimi mmiri kwesịrị ekwesị na ebe ọrụ owuwu na Obiri / Ikweere na uzọ ama nke ugbọ elu, nakwa uzọ Ada-George .[4]

N'otu afọ ahụ, ndị Rumuekin na ndị obodo Ogbogoro nwere esemokwu nke dugara na mbibi na mfunari nke ihe onwunwe na obodo Rumuekini. Ihe kpatara nka bụ n'ihi ọnwụ nke otu nwafọ ala Ogboguro, onye a hụrụ ozu ya n'etiti ókèala Aluu na Rumuekini.[5]

Edensibia

  1. Naku. "Protesting Rivers community barricades East-West Road", The Punch, 2024-11-27. Retrieved on 2025-03-31. (in en-US)
  2. Nigeria. "Planners, others want govt to halt Port-Harcourt Ring Road project", The Guardian, 2023-08-14. Retrieved on 2025-03-31. (in en-US)
  3. Nation. "Anxiety in Rivers community as rains set in", The Nation, 2018-06-07. Retrieved on 2025-11-21. (in en-US)
  4. Nigeria. "Rumuekini: Residents cry out as flood sacks families", The Guardian, 2017-09-24. Retrieved on 2025-03-31. (in en-US)
  5. Azubuike. "Rivers: Police averts communal clash in Obio-Akpor", Daily Post, 2017-09-18. Retrieved on 2025-03-31. (in en-US)

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.