Princess Peters
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Peters |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọktoba 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Edo |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Edo |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, philanthropist, onye na-emeputa ihe nkiiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | school of education, Benson Idahosa University |
| Ogo mmụta | Bachelor of Science |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2004 |
| Agbụrụ | Benin City |
| Nnọchiaha nkeonwe | L1357503 |

Princess Osayomwanbor Peters bụ onye amaara nke ọma site na aha egwu ya Princess Peters bụ onye na-agụ egwú gospel nke Naijiria, onye na-ede egwu, onye n'edekọ ma na-eme ihe nkiri, onye na -eme ihe nkiri na-emepụta ihe nkiri, na onye ọrụ ebere.[1][2] Ọ malitere ọrụ egwu ya mgbe ọ dị obere ma malite ọrụ egwu na abọm izizi n'afọ 2007 n'okpuru Lighthworld Productions .
A mụrụ Peters na Benin City, Edo steeti, Nigeria. Ọ bụ nwa nke asatọ n'ezinụlọ nwere ụmụ iri.[3][4] Princess nwere NCE ya na Biology na Integrated Science n'afọ 2006 na College of Education Benin, ugbu a Mahadum Tayo Akpata, na Mahadum Benson Idahosa, iji nweta nzere na Mass Communication.[3]
Ọrụ egwu
Princess Peters malitere ịbụ abụ n'òtù ukwe ụmụaka nke ụka ya ebe ya na ndị mụrụ ya na-efe ofufe mgbe ahụ. Ọ malitere ọrụ egwu ya na abọm izizi "Kpomwen Ijesu" n'afọ 2007 n'okpuru Lighthworld Productions sochiri ERHUN n'afọ 2011. Kemgbe ahụ, ọ wepụtara egwu egwu na abọm gụnyere, Urhuese, Ose, Ogboviosa na ndị ọzọ.[5]
- ↑ Princess Peters hints fans on new Studio Album (en-GB). Tribune Online (11 July 2020). Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ Princess Peters set to drop new song, ‘Iyesogie’ to celebrate Mother's Day (en-GB). Vanguard News (19 March 2022). Retrieved on 3 August 2022.
- ↑ 3.0 3.1 Princess Peters aims for the sky (27 February 2019).
- ↑ Princess Peters : Brands Need to Start Considering Gospel Artists for Ambassadorial Roles (6 May 2020).
- ↑ URHUESE - Princess Peters ft Godwin Idios. Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2022-10-23.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.