Poussi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Egypt |
| Aha n'asụsụ obodo | بوسي |
| Aha ọmụmụ | صرفيناز مصطفى محمد قدري |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Novemba 1952 |
| Ebe ọmụmụ | القاهرة |
| Nwanne | Noura Qadry |
| Dị/nwunye | Nour El-Sherif |
| Nwa | Mai Nour El Sherif |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | Cairo University |
Poussi, Poussy ma ọ bụ Boussy (Arabic) ezigbo aha Safenaz Moustafa Adry (amụrụ na 26 Nọvemba 1953) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri a mụrụ na Cairo.[1]
Ihe nkiri
- Shey Min El Khouf (A Taste of Fear, 1969) (Arabic)
- Al Amaleqa ("Ndị dike", 1974) (Arabic: )
- Lyaly Lan Taaood ("Nights that never return ", 1974) (Arabic)
- Al Dahaya ("Ndị ahụ nwụrụ", 1975) (Arabic)
- Sana Ola Hobb ("Afọ mbụ n'ịhụnanya", (1976) (Arabic)
- Seqan Fel Wahl (1976) (Arabic)
- Qwtta Ala Nar ("A cat on fire", 1977) (Arabic)
- Laenet Al Zaman ("Ọbụ ọnụ nke oge", 1979)
- Al Aasheqa ("Onye hụrụ n'anya", 1980) (Arabic)
- Habibi Daeman ("Ịhụnanya ebighi ebi m", 1980) (Arabic)
- Fottowat Boulak (1981).
- Fettowat Al Gabal (1982).
- Marzooka (1983), (Arabic)
- Al Zammar (1984).
- Al Shaytan Youghanny (1984).
- Fettewwet Al Nas Al Ghalaba (1984).
- Seraa Al Ayyam (1985).
- Al Zeyara Al Akheera ("Nleta ikpeazụ"), 1986) (Arabic)
- Saat Al Fazaa (1986).
- Al Amaleyya 42 (1987).
- Ragol Fe Fakh Al Nasaa (1987).
- Lebet Al Kobar (1987).
- Al Kammasha (1988).
- Zaman Hatem Zahran (1988).
- Shayateen Al Madina (1991).
- Ibn Al Gabal (1992).
- Leabet Al Entqam (1992).
- Karawana (1993).
- Al Aasheqan ("Ndị Ịhụnanya Abụọ" , 2000) (Arabic)
- Al Lahazat Allaty Ekhtafet (2001).
"Ahla Lahtha" (Oge kachasị mma) 2021
Ndụ onwe onye
A mụrụ Poussi na Shoubra, Cairo nye nne na nna Ijipt. Nne nne ya bụ onye si n'agbụrụ ndị Turkey.
Ọ lụrụ onye Egypt a ma ama na-eme ihe nkiri Nour El Sherief na 1972 ma mụọ ụmụ nwanyị abụọ, otu n'ime ha bụkwa onye na-eme ihe nkiri ma pụta n'ọtụtụ usoro telivishọn n'akụkụ nna ya mana ọ gara n'ihu n'otu ọrụ ahụ. Ya na Nour El Sherief gbara alụkwaghịm na 2006 wee lụọ di ọzọ na 2015.
Ebensidee
Njikọ mpụga
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.