Nancy Isime
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Nancy |
| Aha ezinụlọ ya | Nancy |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Disemba 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Edo |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, model, onye mgbasa ozi, oko akuko ihe onyonyo |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, University of Port Harcourt |
| Ogo mmụta | Diplom, bachelor's degree |
| Isi agụmakwụkwọ | social work |
| Agbụrụ | Ndị Igbo |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ihe nrite | City People Entertainment Awards, Nigerian Broadcasters Merit Awards, The Future Awards Africa Prize for On-Air Personality (Visual) |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |

Nancy Isime onye amụrụ n'abalị iri na asaa n'ime ọnwa Disemba n'afọ 1991, bụ nwaafọ Naịjirịa n'eme ihe nkiri, onye nlereanya ejiji na onye mgbasa ozi.
Mmalite ndụ
Amụrụ Isime na Edo Steeti . Ọ gụrụ akwụkwọ na mpaghara agụmakwụkwọ Social Work afọ abụọ na Mahadum Lagos . [1]
Ọrụ
Ọrụ Nlereanya
Na 2009, Isime meriri na Miss Valentine International beauty pageant,ma bụrụ onye nke abụọ na asọmpi Miss Telecoms Naịjirịa. Dị ka onye nlere anya ọ rụrụ ọrụ "House of Marie", "Ade Bakere", "Adebayo Jones", "Zizi Cardow", "Shakara Couture", "Konga Online" na ndị ọzọ . [2] Isime ekwuola banyere ihe nlere anya ya si, "Na ọgwụchala inwe ike mbiahari ma jisie ike na ya ruo mgbe ịga enweta ihu ọma. Na Naijiria, ịme ngosi uwe adịghị ka ọ dị na mba ọdịda anyanwụ ebe ịga-enweta nnukwu ihuọma izuo ike, ,N'ebe a, ị nwere ike nweta nnukwu ihuọma gị ma laghachite azụ,yabụ na ọ dị oke mkpa na ị ga-enweta nnukwu ihuọma ma gaa n'ihu na-agbasi mbọ ike ma na-aga n'ihu ịlaghachite maka ọzọ. "
Omume Ihe nkiri
Isime malitere ọrụ dịka Omee na sirisi TV akpọrọ Echoes na 2011.
Isime bụkwa onye n'ewepụta mkparitakụka na te
Ihe nkiri
- Hex (2015)
- Tales of Eve (2015)
- On the Real (2016)
- A Trip to Jamaica (2016)
- Hire a Man (2017)
- Finding C.H.R.I.S (2017)
- The Surrogate (2017)
- Treachery (2017)
- Kanyamata
- Tempted
- Guilty
- A Better Family (2018)
- Club (2018)
- Johnny Just Come (2018)
- Liars and Pretenders (2018)
- My Name is Ivy (2018)
- Sideways (2018)
- Disguise (2018)
- Merry Men: The Real Yoruba Demons (2018)
- Don't get mad get even (2019)
- Hire a Woman (2019)
- Adaife (2019)
- The Millions (2019)
- Beauty in the Broken (2019)
- Another Angle (2019)
- Merry Men 2 (2019)
- Levi (2019)
- Living in Bondage: Breaking Free (2019)
- Made in Heaven (2019 film) (2019)
- Kambili: The Whole 30 Yards (2020)
Hex(2015)
Tales of Eve(2016)
On the real(2016)
A trip to Jamaica (2016)
Hire a man(2017)
Finding C.H.R.I.S(2017)
The Surrogate (2017)
Treachery (2017)
Kanyamata
Tempted
Guilty
A Better Family (2018)
Club(2018)
Jonny just come(2018)
Liars and pretenders(2018)
My Name is Ivy(2018)
Sideways (2018)
Disguise(2018)
Merry Men the Reall Yoruba Demon(2018)
Don't get mad get even(2019)
Hire a woman (2019)
Adaife(2019)
The Millions (2019)
Beauty in the Broken (2019)
Another Angle (2019)
Merry Men 2(2019)
Levi(2019)
Living in Bondage: Breaking Free(2019)
Made in Heaven (2019 film)(2019)
Kambili:The whole 30 yards(2020)
Nrụtụaka
- ↑ To become superstars, ladies need talent, not ‘connection’- Model - Vanguard News. vanguardngr.com (4 August 2016). Retrieved on 6 February 2017.
- ↑ Nancy Isme Biography. Mybiohub.com. Archived from the original on 14 October 2016. Retrieved on 13 October 2016.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.