Mpata

Ihe osise Dutch nke nwa ọhụrụ na-ehi ụra n'apata ụkwụ nne ya na ngwụcha narị afọ nke iri na asatọ

Mpata bụ elu (na-emekarị n'ala) nke e mepụtara n'etiti ikpere na úkwù nke onye nwere ụkwụ abụọ mgbe ọ nọ ọdụ ma ọ bụ dina ala. Ana-ahụ ụkwụ nne maobụ onye a hụrụ n'anya dịka ebe dị mma n'ụzọ anụ ahụ na nke uche maka nwatakịrị ịnọdụ ala.[1][2]

Na mba ụfọdụ ebe a na-eme emume Krismas, ọ bụ omenala maka ụmụaka ịnọdụ ala n'apata ụkwụ nke onye yi uwe fada krismas iji gwa fada krismas ihe ha chọrọ maka Krismas, ma were foto ha, mana a na-ajụ omume a ajụjụ na ụfọdụ n'ime mba ndị a, ebe ụdị mmekọrịta a n'etiti ụmụaka na ndị okenye na-amaghị na-akpali nchegbu.[3]

N'etiti ndị okenye, onye na-anọdụ ala n'apata ụkwụ nke onye ọzọ na-egosipụtakarị mmekọrịta chiri anya ma ọ bụ mmekọrịta ịhụnanya n'etiti ha abụọ; nke a bụ ihe na-eme n'ihe omume na-akpali agụụ mmekọahụ na klọb ndị a maara dị ka ịgba egwu, ebe otu onye na-agbagharị n'apataapata ụkwụ nke ọzọ ma na-agbapụ ụkwụ ha n'ụzọ na-akpasu iwe.[4]

Mboakwara ana edosa na mpata ụdị ígwè ana-akpọ n'ọnọdụ ịnọdụ ala na ngwá ọrụ a na-etinye n'akụkụ n'ofe ikpere onye ọkpụkpọ.[5] Ogwe aka nwere ike ịbụ ebe bara uru maka ịrụ ọrụ mgbe tebụl adịghị.[6] A na-akpọ kọmputa laptọọpụ ahụ n'ihi na a hụrụ ya dị ka nke nwere ike iji mee ihe n'apata ụkwụ onye ọrụ.[7]

Lekwa

  • Mpata nkịta ( Lap
  • Komputa nke ana edosa na mpata

Edensibia

  1. Sent Before My Time: A Child Psychotherapist's View of Life on a Neonatal Intensive Care Unit, by Margaret Cohen, 2003, page 108.
  2. Parenting Other People's Children: Understanding and Repairing Reactive Attachment Disorder, by John L. Stoller, 2006, page 214.
  3. A Visit from St. Nick. Squareamerica.com. Archived from the original on 24 December 2010. Retrieved on 21 December 2010.
  4. Colosi (2017). Dirty Dancing: An Ethnography of Lap Dancing. Taylor & Francis. ISBN 978-1351569408. 
  5. Volk (2003). Lap Steel Guitar. Anaheim, California: Centerstream. ISBN 978-1-57424-134-1. 
  6. The American Missionary - Volumes 22-24, 1868, page 57: "In the absence of chairs, the floor, (my present location) is not a very bad seat, and one can use their lap for a table if necessary."
  7. The Electrified Mind: Development, Psychopathology, and Treatment in the Era of Cell Phones and the Internet, by Salman Akhtar, 2012, page 9.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.