Mercy Chinwo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Mercy |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Septemba 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
| Dị/nwunye | Uzochika Blessed |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ụdị | gospel music, contemporary music, contemporary worship music, African gospel |
| Ihe nrite | Nigerian Idol, African Gospel Awards |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mercy Nnenda Chinwo ⓘ bụ onye na-agụ egwú gospel nke Naijiria, onye na-abụ abụ, onye na'eme ihe nkiri, onye na na-eme ihe ọchị na onye na-ede egwu. Ọ malitere ịbụ abụ mgbe ọ dị afọ asatọ n'òtù ukwe ụmụaka na ụlo ụka ọ na ekpe, ọ meriri Nigerian Idol Season 2 na 2012.[1] A mụrụ Mercy Nnenda Chinwo ụbọchị nke ise na ọnwa nke itoolu na afọ nari iri itoolu na iri itoolu, na obodo ya bụ Portharcourt, Rivers Steeti. Ọ bụ nwa nke anọ n'ime ụmụ ise n'ezinụlọ ya. Nna ya nwụrụ mgbe ọ dị obere. Ọ lụrụ Pastor Blessed Uzochikwa onye si Delta Steeti, Nijiria.[2]
Chinwo wepụtara egwu mbụ ya, "Testimony" na afọ puku abụọ na iri ise, na "Igwe" otu afọ ka e mesịrị na 2017.[3] Mercy Chinwo bụ Minista Egwú Gospel[4]
Ndụ onwe onye
Ọ lụrụ na Port Harcourt na Pastor Blessed Uzochikwa nke Water Brooks Church Lekki na iri na atọ nke ọnwa asatọ na afọ puku abụọ na abụọ[5][6]
Ime ihe nkiri
Otu afọ mgbe ọ meriri Nigerian Idol, ọ nwetara ọrụ ihe nkiri mbụ ya na ihe nkiri Yvonne Nelson, House of Gold ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka Lucia, ya na Yvonne Jackson, Majid Michel, na Omawumi na ndị ọzọ.[7] Ihe nkiri House of Gold meriri Best Picture na Ghana Movie Awards na Best Ghanaian Movie na 2013 City People .
Ihe ndị ọ rụzuru
- N'afọ puku iri abuo iri na abụọ, Mercy Chinwo meriri Nigerian Idol.
- N'afọ puku iri abụọ iri na asatọ, e nyere Mercy Chinwo ihe nrite Best Gospel Artiste na CLIMAX Awards puku iri abụọ iri na asatọ.[8]
- N'afọ puku iri abụọ iri na itoolu, na mbipụta mbụ nke Africa Gospel Awards Festival (AGAFEST puku iri abụọ iri na itoolu) A kpọrọ Mercy Chinwo onye mmeri na ngalaba Africa Gospel New Artiste of the Year, Africa Gospel Female Artiste of of the Year (Otu Ịhụnanya Dị Ife).[9][10]
- N'afọ puku abụọ na iri abụọ, Mercy Chinwo pụtara dị ka onye na-ese ozi ọma nke afọ na AFRIMMA Awards.[11]
Nkọwapụta
Album
- ↑ How Mercy Chinwo won Nigerian Idols. Vanguard News (9 April 2012). Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Mercy Chinwo Biography: Age, Net Worth, Career, Awards, Ministry (en-US). Trengezie (2020-09-07). Archived from the original on 2021-12-17. Retrieved on 2021-12-17.
- ↑ Media (2019-11-12). Gospel Artiste of the Week: MERCY CHINWO (en-US). Daughters Of Destiny TV. Archived from the original on 2020-10-30. Retrieved on 2020-05-24.
- ↑ Mercy Chinwo gets signed to EeZee Conceptz Record Label | Gospotainment.com. gospotainment.com. Archived from the original on 16 May 2022. Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Olonilua (2022-06-27). Mercy Chinwo's fiance reacts to old video where he called singer 'sister' (en). Daily Trust. Archived from the original on 2022-07-26. Retrieved on 2022-07-26.
- ↑ Royal (2022-08-14). Gospel singer, Mercy Chinwo goes emotional as she walks down the aisle [Video] (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2022-08-16.
- ↑ House of Gold Full Cast & Crew - nlist nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting. nlist.ng. Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Mercy Chinwo receives First Award. Lighteousness Entertainment News (23 August 2018). Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Africa Gospel Awards 2019: Full list of nominees. Music In Africa (14 January 2019). Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ AGAFEST 2019 Awards – Photos, event review and full list of winners. WorshippersGh (4 April 2019). Archived from the original on 4 June 2023. Retrieved on 9 June 2019.
- ↑ Ugo. "Cuppy, Simi, Rema are Winners at 2020 AFRIMMA Awards - #AFRIMMA2020", Prime 9ja Online. Retrieved on 2022-09-26. (in en)
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.