Magool
Magool (Somali , (May 2, 1948 - March 19, 2004), a mụrụ Halima Khaliif Omar, bụ onye na-agụ egwu dika Somalia.
Mbido ndu izizi
A mụru Magool n'obodo Dhuusamareeb isi obodo nke mara Galgaduud na etiti Somalia na Cayr, nne na nna Hawiye. O nwere ụmụnne di ise n'onuogugu mmafu
N'afọ nke 1959, mgbe ọ bi n'ụlọ nwa nwanne nne ya aha ya bụ Mohamed Hashi, ọ sonyeere otu obere ìgwè ndị Mogadishu . N'ime afọ ahụ, ọ kwagara Hargeysa, bụ ebe o sonyeere ndị na-agu egwu Waaberi nke obodo Mogadishu nke ikpeazụ. Ọ bụ n'oge a ka onye egwu ibe ya bụ Yusuf Haji Adan kpọkwara ya Magool (nke pụtara "ifuru"), aha aha a ga-eji mara ya.
N'etiti ogeafọ 1960s, Magool laghachiri Mogadishu. Ọ lụrụ onye ọchịagha na-eto eto nkeomaha ya bụ Mohamed Nur Galaal. Ndualụmdi na nwunye ahụ adịteghị aka mana ewu ewu ya nọgidere na-arị elu.
Ugwu nke kachasị elu etunyere ya
N'afọ ndị nke 1970, Magool bụrụ abụ ịhụ mba n'anya a ma ama Ógbè Somalia na Ethiopia nọ n'agha maka mpaghara Somalia.
Ka ọ na-erule ngwụcha oge afo 1970, mgbe ọ ka na-agụ egwú ịhụnanya, Magool malitekwara ịbụ abụ ndị Alakụba nke katọrọ ọchịchị ndị agha Somalia na-achị n'oge ahụ. Ọpụpụ onwe ya sochiri, nke ga-adịgide ruo 1987. Egwuregwu ya nke afọ gea ahuhụ na-egosi nloghachi ya n'isi obodo mba ahụ, nke akpọrọ "Mogadishu na Magool", bụ ruo ugbu a egwu kachasị mma n'akụkọ ihe mere eme nke obodo Somalia, na ihe karịrị mmadụ nai 1 otu60 puku,00 0 ka a kọrọ na ha bịara n'ámá egwuregwu obodo ahụ.
Egwuregwu nkepụ kachasi puoe ichenke Magool, ikike iburu ihe niile sochana n'ihe di n'aboms n'i yas i n'ime awa ole na ole, na olu ya miri emi, nke na-emetụ n'ahụ ga-emecha nweta aha Hooyadii Fanka, ma ọ bụ okachmara n'ihe "Nne nke Artista".
Afọ ndị sochirinụ
Na onwa Machị 19, 2004, Magool nwụrụ n'ụlọ ọgwụ ahuike dị na Amsterdam n'ihi ọrịa obarakansa nke n'eme na ara . Ọ hapụghị ụmụ ọ bụla mana nwa nwanne ya nwoke bụ neo doronye a ma ama dika oguli egwu Somqịinada Canadarappe r / singer K'naan.
Lekwa anya
- Waaberi
Edensibia
- Abụ ndị na-eme ihe nkiri
- 'Nwoke nwere obi ike adịghị mkpa ngwá agha'. Robin Denselow, onye nche Fraịdee Mee 25, 2007
Nchikọta
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.