Koose

Koose
dish, snack
Nwere ojijinutrition Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
EbeOwuwa Anyawu Nigerian, Ghana, Sierra Leone, Kameroon Dezie
Nwere àgwàakidi Dezie
Koose

Koose (nke a makwaara dị ka Bean Cake) bụ ihe na-esi ísì ụtọ nke anya ojii nke a na-eri na Ndida Anyanwụ Afrịka dị ka ihe oriri.[1]

Ọ bụ ndị Hausa nke Northern Nigeria na akụkụ ndị ọzọ nke West Africa dị ka mpaghara ugwu Ghana, Sierra Leone na Cameroon webatara ya na West Africa.[2] A pụkwara ịchọta Koose na mba Caribbean dị ka obodo Cuba na mba South America dị ka Brazil. A mara ya na obodo Ghana dị ka "koose" ma ọ bụ "koosay", na Naijiria dị ka "akara", na Brazil dị ka "acaraje" na mba Cuba dị ka "bollitos de carita". Nye Dagbamba nke Ghana a maara ya dị ka "Kooshe", ndị Ewe na-akpọ ya "agawu" na ụfọdụ ndị obodo Zongo dị ka "koose tankuwa".[3][4]

Nri

Koose nwere eriri, antioxidants, na protein sitere na peas anya ojii.[3]

Ihe odide

  1. Online. Boy Sent To Deliver 'Koose' Feared Drowned At Madina. Peacefmonline.com - Ghana news. Archived from the original on 2022-10-27. Retrieved on 2020-06-07.
  2. Ghana, Food & Drinks. Ghana Web.
  3. 3.0 3.1 NEWS. miczd.gov.gh. Archived from the original on 2021-08-23. Retrieved on 2020-06-07.
  4. 'Koose' makes it to the international scene (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-06-07.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.