Keffi

Nasarawa state university main gate
Keffi
LGA and Town
Map
Country Nigeria
StateNasarawa State
HeadquartersKeffi Town
Time zoneUTC+1 (WAT)

Keffi bụ obodo dị na Nasarawa Steeti, Naijiria. Isi ụlọ ọrụ ya dị na Keffi. Keffi dị kilomita iri ise site na Abuja. Nasarawa Steeti University dị na Keffi nọ ọdụ okporo ụzọ Keffi-Akwanga.

O nwere mpaghara 138 km2 na ọnụ ọgụgụ nke ihe dika abụọ na ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006. Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị iteghete na iri isii na otu. [1]

Obodo Keffi tọrọ ntọala n'ihe dị ka afọ puku narị asatọ na abụọ site n'aka onye ọchịagha ndị Fulani bụ Abdu Zanga bụ onye were ọkwa nke emir. [2] Obere ọchịchị ya dị n'okpuru ala eze Zaria bụ nke ọ ga-eji na-atụ ụtụ ndị ohu kwa afọ. [3]

N'afọ 1902, Keffi bụ ebe ihe mere nke mere ndị Briten ji wakpo Northern Naijiria, mgbe ahụ "magaji" onye nnọchiteanya nke Zaria sultan gburu onye uweojii Biriteni. Mgbe Magaji nwetara ebe mgbaba na Kano, nke a bụ ihe mgbakwasị ụkwụ mere Lugard ji wakpo caliphate ugwu. [4] [5]

Ndị ama ama

  • Imaan Sulaiman-Ibrahim – Director-General of NAPTIP

Edensibia

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.
  2. Keffi, an Encyclopaedia Britannica entry, lookup ion March 2019
  3. The Ancient City of Keffi (Nasarawa State), Muzzammilwrites blog dated 22 November 2017, lookup in March 2019. The blogpost quotes from "Notes on Nassarawa Province, Nigeria", by Sciortino, J. C, p.7, Publication date ca. 1920, original accessible via [https://archive.org/details/notesonnassarawa00scioiala archive.org
  4. cf. Sciortino p.7
  5. Dusgate (1985). The conquest of Northern Nigeria. London: Frank Cass, 166-167. ISBN 0-7146-3227-9. 

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.