Kefee
Kefee | |
|---|---|
| Born |
5 Febụwarị 1980 Sapele, Delta, Nigeria |
| Died | 12 Juunu 2014 (aged 34) Los Angeles, California, United States |
| Genres | Gospel |
| Occupation | Singer |
| Years active | 2000–2014 |
ItKefee Obareki Don Momoh (Febụwarị 5, 1980 ruo Jun 12, 2014), onye eji Kefee mara site n'aha egwu ya, bụ nwanyị Naịjirịa na-abụ abụ ozioma ma na-edekwa abụ.
Mmalite Ndụ
Amụrụ ya na Sapele, Delta na abalị ise n'ọnwa Febrụwarị , 1980 [1] [2] na ezinụlọ Andrew Obareki ndị bụbu dikin n’ụlọ ụka nke nne na nna onye bụburu di ya bu Alec Godwin hibere. Kefee gụsịrị akwụkwọ na University of Benin na nzere nchịkwa azụmahịa. Mgbe ọ n'etolite ihe dịka afọ iri na ụma, ọ na-agbasi mbọ ike abịa n'ihe ụka ọkacha ịbụ abụ ukwe. [3]
Ọrụ
Ka mkpali ya n’egwú nọ na-ebuwanye ibu, ọ malitere ichepụta na idepụta abụ. N’afọ 2000, o wepụtara otu ọba egwu akpọrọ “Trip” nke ahụ sụụrụ ya ụzọ ná ngwago egwu Naịjirịa dịka onye na-ahụ abụ ozioma. N'afọ 2003, ọ bịanyere aka na ihe omume ntụrụndụ Alec, akara ndekọ nke onye bụbu onye isi otu abụ guzobere ma ọ wee wepụta afere egwu studio mbụ ya bụ Branama obere oge mgbe nke ahụ gasịrị. Efere egwu Branama mere ka ọ chawapụta dị ka onye n'eti egwu Oziọma tinyere ọ̀zụ́zụ́ na ahịa mba na nke mba ụwa.Erere Branama casset itoolu n'ime izu atọ na ihe karịrị CD / VCDs nde abụọ n'otu ọnwa. [4] Nke a bụụrụ ya mmalite ọganiihu n'ọrụ ya dịka ọgụ abụ oziọma nke Naijiria. "Branama" na "Kokoroko"bụ egwu ọgụ abụ a laarala mmụọ ama ama. [3]
Ihe Nrite
E nyere ya International Young Ambassador for Peace Award na 2009. [5] Kefee meriri na nturu ugo isi nke 2010 maka mmeko kacha mma ya na Timaya maka "Kokoroko".
Ndụ nkeonwe
Kefee lụrụ di na nwunye ugboro abụọ. Ọ lụrụ Alec Godwin afọ atọ ruo 2008. [6] Ọ lụrụ onye nhazi mkparitakụka redio Teddy Esosa Don-Momoh na abalị atọ n'ime onwa macachị 2013 na Sapele, Delta steeti . [7] [8]
Ọnwụ na olili
Agbanyeghị na asịrị na ihe kpatara ọnwụ ya bụ prị-kplampsia, Kefee Obareki Don Momoh nwụrụ na ngwụcha ngụgụ na ụlọ ọgwụ dị na Los Angeles, California na June 12, 2014. [9] [10] Ọ nọ na coma ruo ụbọchị iri na ise. [11]
E liri ya na Fraịde Julaị 11, 2014 n’obodo ya Okpara Inland, Ethiope East Local Government Area nke Delta State, Nigeria . [12]
Nghọta Egwu
- Alubum ọrụ Studio
- Branama (2003)
- Branama 2 (2005)
- A Piece Of Me (2008)
- A Chorus Leader (2012)
- Branama Reloaded (2014)
- EP
- Dan Maliyo (2012)
Egwu só ọnwụ ya
- Beautiful (2015)
Hụ kwa
- List of Nigerian gospel musicians
Nsidee
- ↑ "Kefee to be buried July 11", Premium Times, July 3, 2014. Retrieved on September 8, 2015.
- ↑ "Kefee Comes Alive Today At Her First Memorial Birthday Concert", February 5, 2015. Retrieved on September 8, 2015.
- ↑ 3.0 3.1 "How music star, Kefee died", The Sun, June 14, 2014. Retrieved on September 8, 2015.
- ↑ Kefee. Archived from the original on October 21, 2022. Retrieved on September 15, 2020.
- ↑ Kefee becomes UN Peace Ambassador. NigeriaFilms.com (February 17, 2009). Archived from the original on April 16, 2016. Retrieved on August 26, 2014.
- ↑ Kefee’s Ex-Husband Alec Godwin Remarries. Thenet.ng (30 January 2012). Retrieved on 15 June 2014.
- ↑ Shocking!!! Kefee Weds Star FM’s Teddy Esosa. Thenet.ng (4 March 2012). Retrieved on 15 June 2014.
- ↑ Kefee’s husband confirms singer is in coma. Thenet.ng (5 June 2014). Retrieved on 15 June 2014.
- ↑ "Gospel singer, Kefee is Dead", The Nigerian Voice.
- ↑ Nigerian gospel singer Kefee dies. BBC News – Africa. BBC. Archived from the original on 2014-07-14. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ Kefee dies after 15 days in coma. Nigerian Entertainment Today. Thenet.ng.
- ↑ Adieu Kefee...Emotional Photos as Gospel Singer is Laid to Rest in Sapele. Bella Naija.
Njikọ dị na mpụga
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.