Kano

Kano
ama ukwu, Nnụkwụ obodo, geographic location
Akụkụ nkeNaijiria Dezie
Mmụọ ọjọọKanawa Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Isi obodo nkeSteeti Kano Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaSteeti Kano Dezie
Dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
Nhazi ọnọdụ12°0′0″N 8°31′0″E, 12°0′8″N 8°35′31″E Dezie
Onyeisi gọọmentiAbba Kabir Yusuf Dezie
Nkwekọrịtara oke alaȮra Jigawa Dezie
Koodu Nzipu ozi700001 Dezie
Akụkọ ihe mere eme nke isiokwutimeline of Kano Dezie
Map

Kano bu isi oche Nkeji Ochíchííwu Kano, bu kwa ama ukwu ato nke hiri nne na ala Naigeria.

Ihu igwe

Ihu igwe Kano bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Obodo a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Na afọ 70 and 80 mmiri ozizo ezoghi nke ọma na Obodo a,ma bido na afọ 2015 rue taa mmiri ozizo ebidola izo nke ọma. Nke a nyere aka nke ukwuu maka ịkọputa nri.

Lee nke ozo


Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.