Jamour Chames

Jamour Chames
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụCovington Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
Webụsaịtịhttp://jamourchames.com/ Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Jamour Chames (amụrụ n'August 29, 1989) bụ ónyé America na-ese ihe n'oge a. E gosipụtara ọrụ ya na mba ụwa. A maara ya nke ọma màkà nchịkọta nka ya 'Girl All Over the World', nke bụ ọrụ ya ọ raara nye ime ememe ụmụ nwanyị. Ọ bi ma na-arụ ọrụ na New York City.[1]

Akụkọ ndụ

A mụrụ Jamour Chames na Covington, Kentucky nà August 29, 1989. Ọ gụsịrị akwụkwọ nà Holmes High School.[2]

Ọrụ

Ụdị mbinye aka Chames bụ nké dị mfe site na iji agba na ọdịdị. Ọrụ Jamour Chames na-enyocha ihe oyiyi dị mma ma ọ na-achọ ịmepụta ihe osise nke na-enwe mmetụta dị mma n'ụwa. N'ọrụ ya kachasị ọhụrụ 'Girl All Over the World,' Chames na-eme emume ụmụ nwanyị n'ụwa niile. Na Girl All Over the World Chames ' gbalịrị idozi ihe oyiyi nwoke na nwanyị na nka ma mee ka ìhè dị mmà na ụmụ nwanyị n'ụzọ na-abụghị nke ányà. Chames egosila ọrụ a na mba ụwa.[3]

Edensibia

  1. "The Official Website of Jamour Chames." The Official Website of Jamour Chames.
  2. "Holmes Graduate Exhibiting Art Collection in London ." Holmes Graduate Exhibiting Art Collection in London.
  3. "L'Arte di Jamour Chames ." Milano Metropolitan Magazine.

Njikọ mpụga

  • Official website The Official Website of Jamour Chames
  • ArtSlant I Jamour Chames Jamour Chame Official ArtSlant Page
  • Jamour Chames: MoMA PS1 Studio Nleta MoMA PS2 Studio Nleta.
  • Tate UK: Girl All Over the World Album Tate Modern Online Album
  • London Fashion Week Art London City: Girl All Over the World: London
  • Ihe osise na Galleries AUC Hotspot
  • Ajụjụ ọnụ na onye na-ese ihe Jamour Chames Nora Gouma Magazine
  • New Muse na Contemporary Art Nora Gouma Magazine

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.