Jack Chamangwana
Jack Chamangwana (30 Eprel afọ 1957 - 6 Mee afọ 2018) bụ onye egwuregwu bọọlụ mba ụwa nke Malawi bụ onye gbara egwuregwu dịka onye mgbachitere. Akpọrọ ya 'Africa' na Malawi na 'Black Stone' na South Africa.[1]
O mere egwuregwu mpụta mbụ maka ndị otu mba Malawi megide Kenya n'asọmpi enyi na enyi mba ụwa na 10 Julaị afọ 1975 wee pụta n'ikpeazụ ya bụ 16 Eprel afọ 1985 megide Mozambique na 1986 asọmpi ntozu mba Africa.
Ọ tinyere aka na ntozu afọ 1978 FIFA World Cup [2] na mkpọsa 1986 FIFA World Cup qualification.[3] Ọ gbakwara asọmpi iko mba Afrịka nke 1984 maka Malawi na 1979, 1980, 1982 na 1983 nke CECAFA Cup.
N'agbata afọ 1986 na afọ 1989, ọ gbara bọọlụ South African klọb Kaizer Chiefs.[4]
Na afọ 2007, ọ kụziri ndị otu Tanzania Young Africans.[5]
Ọ nwụrụ na 6 Mee afọ 2018 .[6][7]
Hụkwa
- Ndepụta ndị egwuregwu bọọlụ nwoke nwere 100 ma ọ bụ karịa mba ụwa
Edensibia
- ↑ Kaizer Chiefs Are Mourning The Death Of Jack Chamangwana (en). www.soccerladuma.co.za (7 May 2018). Archived from the original on 7 May 2018. Retrieved on 7 May 2018.
- ↑ 1978 FIFA World Cup Argentina ™ - Matches - Malawi-Zambia. FIFA.com. Archived from the original on 7 May 2018. Retrieved on 6 May 2018.
- ↑ 1986 FIFA World Cup Argentina ™ - Matches - Morocco - Malawi. FIFA.com. Archived from the original on 7 May 2018. Retrieved on 6 May 2018.
- ↑ It will be about who's more hungry – Chamangwana – Kaizer Chiefs. Kaizer Chiefs. Archived from the original on 7 May 2018. Retrieved on 6 May 2018.
- ↑ Ex-Chiefs captain leads Yanga revival (en-gb). Kick Off (19 November 2007). Archived from the original on 7 May 2018. Retrieved on 6 May 2018.
- ↑ Breaking: Jack Chamangwana dead | Malawi 24 – Malawi news. Malawi 24 (6 May 2018). Archived from the original on 7 May 2018. Retrieved on 6 May 2018.
- ↑ "Malawi mourns death of Chamangwana", BBC Sport. Retrieved on 8 May 2018.
Templeeti:Malawi national football team managersNdị ezinụlọ ya bụ Mayeso Chamangwana onye lụrụ Mphatso Macheka ma nwee ụmụaka abụọ, Emmanuel Chamangwana na Christian-Rose Chamangwana.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.