Faith Michael
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Faith |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Febụwarị 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | black |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Nọmba egwuregwu | 14 |
| So na | 2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup, 2007 FIFA Women's World Cup |
Faith Michael ⓘ (aha a mụrụ ya bụ Ikidi; n'ụbọchị nke 28 Febụwarị afọ 1987) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naijiria na-agbara klọb Damallsvenskan bụ Piteå IF na otu bọọlụ etiti ụmụ nwanyị Naijiria.
Mbido ndụ
A mụrụ ya na Port Harcourt,nke Naijiria, Ikidi toro na Edo steeti.
Ọrụ klọb
N'afọ 2006, Ikidi bụ otu n’ime ndị Naịjirịa atọ ghọọrọ ndị mbụ n'Afrịka gbara bọọlụ na Swedish Championship mgbe ha nọ n'otu QBIK . [1]
N’ọnwa Disemba afọ 2015, Ikidi binyere aka afọ abụọ na Piteå. [2] [3]
Ọrụ mba ụwa
Ikidi nọchitere anya Naịjirịa na otu bọọlụ siniọ kemgbe afọ 2004. [4] N’ọnwa Nọvemba afọ 2006, o nyeere ndị otu aka merie mmeri nke ise ha n'<a href="https://dokumen123.com/ig/https://en.wikipedia.org/wiki/African_Women's_Championship" rel="mw:ExtLink" title="African Women's Championship" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="144">African Women's Championship</a> mgbe ha mechara merie Gana 1–0. [5]
Ugwu na onyinye
Mba ụwa
Naijiria
- Africa Cup of Nations Onye mmeri: 2006, 2016, 2018
Otuna Linköping FC
- Damallsvenskan: 2009
- Super Cup Women: 2010
Onye ọ bụla
- Damallsvenskan Defender nke Afọ: 2015 [6]
Otuna Piteå
- Damallsvenskan: 2018
Ndụ onwe
Ikidi lụrụ Nick Michael n'ụbọchị nke 12 n'ọnwa Disemba nke afọ 2015. [7]
Nrụtụaka
- ↑ Breaking new barriers. BBC (29 March 2006). Retrieved on 26 April 2016.
- ↑ Faith ikidi extends with Pitea. Sveriges Radio (18 December 2015). Retrieved on 26 April 2016.
- ↑ Faith Ikidi förlänger med Piteå IF. Dam Football (18 December 2015). Archived from the original on 5 June 2017. Retrieved on 26 April 2016.
- ↑ "One more tune up game for Falcons", 19 October 2010. Retrieved on 13 April 2011.
- ↑ Nigeria clinch fifth AWC title. BBC Sport (11 November 2006). Retrieved on 26 April 2016.
- ↑ Faith Ikidi delighted to win defender of the year award in Sweden. News24 (10 December 2015). Archived from the original on 12 May 2016. Retrieved on 26 April 2016.
- ↑ Super Falcons defender weds fiancé. Puse (16 December 2015). Archived from the original on 14 May 2016. Retrieved on 26 April 2016.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.
