Entertainment Express
Entertainment Express
| Oge/afọ mmalite | 2011 |
|---|---|
| Aha | Entertainment express magazine |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oshodi-Isolo |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Koodu Nzipu ozi | 102214 |
| Webụsaịtị | http://e-expressnigeria.com |
Entertainment Express bụ akwụkwọ akụkọ Naijiria tọrọ ntọala na Julaị 2011 site n'aka ndị ọkachamara n'ịkọ akụkọ ihe mere eme, ha bu Mike Awoyinfa na pastọ Dimgba Igwe, dabere na fim, egwu na egwuregwu . N'ime ndị ọrụ ọsụ ụzọ ahụ bụ Azuh Amatus (Editor), Femi Salawu, Ameh Comrade Godwin. Akwụkwọ ahụ gbakọtara wee kwaga n'ịntanetị na 2014 ka pastọ nwụsịrị. [1] [2] [3] [4]
Edensibia
- ↑ Archived copy. Archived from the original on 2014-09-03. Retrieved on 2014-09-03.
- ↑ AY, Elenu, Lectura,others for Entertainment Express 1 yr. anniversary. Vanguard News (7 July 2012). Retrieved on 27 October 2015.
- ↑ Kimono, AY, Raw, Yemi Sax, others to perform at Entertainment Express anniversary bash. DailyPost Nigeria. Retrieved on 27 October 2015.
- ↑ Stephanie, Victor Osuagwu, Others Honour Entertainment Express. pmnewsnigeria.com. Retrieved on 27 October 2015.
Njikọ mpụga
- Official website
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.