Dan wake

danwake
human food, dish
Akụkụ nkeNigerian cuisine, Northern Region Dezie
Oge/afọ mmalite1960 Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Ihe ejị mee yaflour Dezie
Dan wake

Danwake nke a makwara dị ka bean dumpling bụ nri a kwadebere n'akụkụ ugwu nke Naịjirịa. Ọ naghị atọ ụtọ ya mere ọ dị mkpa iji ihe uto, àkwá ma ọ bụ cucumber gbakwunye ya.[1]

Mmalite

Dan wake sitere na steeti Niger tupu ọ ghọọ nri hausa.[1]

Nchịkọta

Isi nri Bean na-ewe ihe na-erughị nkeji iri abụọ ma ọ bụrụ na ntụ ọka agwakọta dị, ihe ndị ọzọ achọrọ bụ Yaji (cayenne pepper), kuka (baobab powder), Maggi wdg. Tinye ntụ ọka agwakọta (beans na kuka) n'ime bọl, sie ya n'ime ite mmiri esi. Enwere ike iji sauce, cucumber, àkwá, Yaji ma ọ bụ suya ose na-aṅụ Dan wake.[2][3][4]

Hụkwa

Nri ndị Hausa

Ihe odide

  1. 1.0 1.1 Tasty Foods of The Northern Nigeria -A Culinary Tale (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-12-13). Archived from the original on 2022-06-20. Retrieved on 2022-06-20.
  2. Dobby (2014-07-02). Danwake (Bean flour Dumplings) - Dan Wake (en-US). Dobby's Signature. Retrieved on 2022-06-20.
  3. Haruna (2020-12-02). How To Prepare Delicious Danwake (Beans Dumplings) » Do Sumtin (en-US). Do Sumtin. Archived from the original on 2021-11-29. Retrieved on 2022-06-20.
  4. Dan Wake | Hausa Food Recipes | Bean Flour Dumplings (en-GB). 9jafoods (2021-06-13). Retrieved on 2022-06-20.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.