Daddy K

Daddy K
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Eprel 1989 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Akpojivi Joel Onoriode, nke a makwaara dị ka Daddy K bụ onye Naịjịrịa onye na-ese ihe bị na Dubai.[1]

Mmalite ndụ

A mụrụ Onoriode na 19 Eprel 1989 na Delta Steeti. Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na Samrute Nursery and Primary School na Ovwian, Warri ebe ọ gụrụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya na Ovwian secondary school. E nyere ya BA na Fine and Applied Arts na Delta State University n'afọ 2003. Onoriode bụ onye nwe Finishing Glance Limited na onye isi nchịkwa nke Porsh na Glance General Trading, ụlọ ọrụ dị na Dubai. A makwaara ya maka ọrụ ebere ya ma nye ya onyinye ọrụ ebere na 2019 site n'aka MC Orange Foundation.[2]

Ọrụ

Ọrụ Onoriode lekwasịrị anya na "mixed media painting na ihe osise pensul nakwa hue, texture, na symbolism". Ọrụ mbụ ya bụ n'afọ 2008 ma duzie ya maka enweghị akụrụngwa na teknụzụ n'akụkụ ụfọdụ nke Afrịka.[3]

Ihe ngosi

Na mmekorita ya na Art Smiley Gallery, Dubai, Onoriode gosipụtara na ihe ngosi otu na Dubai nke gụnyere ihe ngosi ya na mbipụta nke isii nke World Art Subai . Ụfọdụ n'ime utu aha nke eserese ya gosipụtara bụ "Dubai Frame", "World Pandemic", "Brothers Keeper", "Music Lives Forever", "Technology is the new learning", na "All Races Are Equal".[4][5]

Ihe gbasara iwu

E boro Onoriode ebubo aghụghọ n'afọ 2019, ndị Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) jidere ya, ma bo ya ebubo n'ụlọ ikpe mana e mechara tọhapụ ya ma kwụsị ikpe ahụ.[6][7]

Ebensidee

  1. AKPOJIVI JOEL ONORIODE: Artist, Businessman and Philanthropist. The Sun. Retrieved on 12 March 2021.
  2. JOEL ONORIODE set to exhibit at 7th World Art Dubai 2021. This Day. Retrieved on 12 March 2021.
  3. Daddy K shines with new art designs. The Daily Times. Retrieved on 12 March 2021.
  4. JOEL ONORIODE holds virtual art exhibition for fans and followers. Vanguard. Retrieved on 12 March 2021.
  5. JOEL ONORIODE set to exhibit at 7th World Art Dubai 2021. Ngdailynews. Archived from the original on 28 March 2023. Retrieved on 12 March 2021.
  6. DADDY K: Artist, Businessman And Philanthropist.. New Telegraph. Retrieved on 12 March 2021.
  7. Court Jails Yahoo Yahoo Kingpin, One Other in Calabar. EFCC. Retrieved on 12 March 2021.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.