Compromised(book)

Compromised(book)
ọrụ ederere
Afọ/ụbọchị mbipụta8 Septemba 2020 Dezie
Asụsụ eji dee ọrụEnglish Dezie


Compromised: Counterintelligence and the Threat of Donald J. Trump bụ akwụkwọ na-abụghị akụkọ ifo nke edere n’ afo Puku abuo Na iri abuo (2020) nke onye bụbu onye ọrụ FBI bu Peter Strzok dere.[1][2] Dịka osote osota onye nduzi nke ngalaba nzuzo nke FBI, Strzok duziri nyocha nke Crossfire Hurricane nke CIA banyere mmetụta Russia na-ekwu na ọ bụ onye isi ala Donald Trump na mkpọsa Trump nke afọ 2016. Akwụkwọ Strzok dere na-akọwa ihe niile gbasara nyocha ahụ ma gosipụta Trump dịka nnukwu egwu nye nchekwa mba.[3]

Ihe omuma nke onye dere ya

Premise

Nnyocha Strzok banyere ndụ Trump, ya na ihe ọmụma ya na nchọpụta ya dịka onye isi na-ahụ maka nzuzo na FBI, mere ka o kwere na Trump "na-emebi" ma si otú a, n'amaghị ama maọbụ n"amagwa, ji Putin ụgwọ. Ọ kọwara ọtụtụ ihe (kompromat) Trump mere ma kwuo tupu ma n'oge ọ bụ onye isi ala nke mere ka ọ bụrụ onye na'okpuru nrụgide na nrụrụ aka sitere n"aka ndị iro mba ọzọ. Strzok na-ajụ ajụjụ a si: "Mgbe onye isi ala bidoro itunyere ebumnuche ya na nke ndi Russia karia nke Obodo anyi, o burula onye n’eyi egwu? : Ọ kpọtụrụ otu ihe atụ ọha na eze metụtara ọrụ azụmahịa Trump na Russia nke mepụtara ọnọdụ dị mkpa maka Trump ka ọ gbanwee:

  1. New York Times Combined Print & E-Book Nonfiction. The New York Times (September 27, 2020). Retrieved on April 3, 2021.
  2. "Washington Post hardcover bestsellers", The Washington Post, September 16, 2020. Retrieved on April 3, 2021.
  3. Bertrand, Natasha. "Peter Strzok would like to clear a few things up", Politico (5 Sep 2020): Strzok "led the FBI's Russia investigation, dubbed Crossfire Hurricane….Strzok's new book, obtained by POLITICO ahead of its release next week, recaps the full arc of Crossfire Hurricane…."

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.