Chief Daddy
| Aha | Chief Daddy |
|---|---|
| Ụdị | comedy drama |
| Onye ndezigharị | Victoria Akujobi |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 2018, 14 Disemba 2018 |
| Ndi mgbasa ozi | Netflix |
| Mba osi | Naijiria |
| Mmalite asụsụ ihe ngosi | English, Asụsụ Yoruba |
| Onye nduzi | Niyi Akinmolayan |
| Odee akụkọ ihe nkiri | Bode Asiyanbi |
| Onye nduzi foto | Muhammad Atta Ahmed, Idowu Adedapo |
| Onye na-emepụta ihe | Mosunmola Abudu, Temidayo Abudu |
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | Ebonylife TV |
| Ekesa site | Ebonylife TV |
| Ụcha anụkpa ahụ | color |
| Usoro nkesa | video on demand |
| Ogo Kijkwijzer | 12 |
Chief Daddy bụ ihe nkiri ejije ntọọchị Naijiria nke afọ 2018 nke Niyi Akinmolayan duziri, nke Bode Asiyanbi dere ma Mosunmola Abudu na Temidayo Abudu mepụtara nke ewepụtara na onwa Disemba 2018. [1] [2] O gosipụtara ndị na-eme ihe nkiri Nollywood ama ama dị Funke Akindele Bello, Kate Henshaw, Nkem Owoh, Joke Silva, Patience Ozokwor, Richard Mofe Damijo na Racheal Oniga. [3] [4]
Akụkọ Ndịnaya
Chief Daddy bụ gbasara onye bụ ide n'emepụta ihe bụ Chief Beecroft, onye nọ dị ka onye na-enyere ezinụlọ buru ibu nke ndị ikwu, ndị ọrụ ụlọ na ndị nne na nna tinyere ndị enyi ya nwaanyị aka. Nke ọnwụ ya na mberede butere nsogbu n'ezinụlọ ya. [5]
Ndị Sonyere n'ihe nkiri
Akindele
Premiere na ntọhapụ
E weputara Chief Daddy na Nigeria na ubochi iri abuó na ano na onwa Disemba, 2018 yana na Netherlands ubochi iri ise na onwa Machị na afo 2019 site na Netflix. [6] [7] Emere ihe nkiri a na Oriental Hotel dị na Legọs, ndị n'eme ihe nkiri Nollywood karịrị iri anọ bịara gụnyere Olu Jacobs, Joke Silva na Richard Mofe Damijo. [8] [9]
Ego ụlọ ọrụ na ndị nkesa
Ebony Life Films mere ihe nkiri a ma Film One Entertainment kesara ya na Nigeria tinyere na Netflix na Netherlands. [10]
Nrụtụ̀aka
- ↑ Chief Daddy - EbonyLife Films. Ebonylifefilms.com. Archived from the original on 4 November 2021. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy - Netflix. Netflix.com. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Brace Yourselves! "Chief Daddy" Is Coming To Netflix. Guardian.ng (4 March 2019). Archived from the original on 17 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy full movie cast (2018 Nigerian film). YouTube (10 December 2018). Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy could have been so much more but at least it will make you laugh a little. Pulse.ng (10 December 2018). Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy grosses N115.7 million in the first ten days of release. Pulse.ng (26 December 2018). Archived from the original on 17 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ EbonyLife Films' Chief Daddy Netflix release party - EbonyLife TV. Ebonylifetv.com. Archived from the original on 17 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Nigerian traditional outfits take centre-stage at ‘Chief Daddy’ premiere. Premiumtimesng.com (3 December 2018). Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy Premiere: Nigerian Traditional Attire Outshines - NTA.ng - Breaking News, Nigeria, Africa, Worldwide. Nta.ng. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Netflix acquires ‘Chief Daddy’ – Tribune Online – Friday Treat. Tribuneonlinemg.com (8 March 2019). Archived from the original on 17 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.