Bida
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Hausa |
|---|---|
| Kọntinent | Eluàlà |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Niger |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 9°5′0″N 6°1′0″E |


Bida | |
|---|---|
LGA and city | |
| Coordinates: 9°05′N 6°01′E / 9.083°N 6.017°E | |
| Country | |
| State | Niger State |
| Government | |
| • Local Government Chairman and the Head of the Local Government Council | Sheshi Suleiman |
| • Etsu | Yahaya Abubakar |
| Area | |
• Total | 1,698 km2 (656 sq mi) |
| Population (2006 census) | |
• Total | 266,008 |
| Time zone | UTC+1 (WAT) |
| 3-digit postal code prefix | 912 |
| ISO 3166 code | NG.NI.BI |
Bida bụ ógbè ọchịchị ime Obodo dị na Naịja Steeti, Naịjirịa na obodo dị n'okporo ụzọ awara awara A124 nke jigidere ọtụtụ ebe n'ógbè ahụ.
Ọchịchị imé Obodo a nwere 51 km2 (20 sq )ya na ọnụ ọgụgụ dị Puku narị asatọ na iri asatọ na asatọ,otu narị na irí asatọ na otu na ngụkọ nke afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị iteghete na iri na abụọ.[1]
Obodo ahụ
Bida bụ obodo nke abụọ kachasị ukwuu na steeti Naịja nke nwere ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya dị ọnụ ọgụgụ ruru puku narị irí asaa na asatọ, narị asatọ na iri anọ n'afọ(2007).[2] Ọ dị na ndịda ọdịda anyanwụ nke Minna, isi obodo nke Naíja Steeti, ọ bụkwa obodo akọrọ na nke kpọrọ nkụ.[3]
Mpaghara gụnyere Katcha, Enagi, Baddeggi, Agaie, Pategi, Lemu, Kutigi, na ndị ọzọ.[3]
E nwere ebe ndị ọzọ na Bida dị ka; ala Bamisu, Ramatu dangana, okporo ụzọ ECWA poly, obere ahịa, Main Market na Federal Medical Centre (Bida) na ndị ọzọ. E nwekwara ụlọ akwụkwọ dị iche iche dị ka Federal Government Girls College Bida, Federal Polytechnic Staff Secondary School, Government College Bida na ndị ọzọ.[4]
Ọnọdụ akụ na ụba
A maara obodo a maka mmepụta nka ọdịnala, ọkachasị iko, nka ọla na ngwa ọla. A makwaara Bida maka mmemme Durbar ya na emume ụbọchị Nupe . Ọ bụkwa ụlọ nke Federal Polytechnic, Bida, Federal Medical Center na ụlọ akwụkwọ ndị nọọsụ nke Naịja Steeti.[5]
Agbụrụ
Ndị isi agbụrụ bụ ndị Nupe. Bida bụ isi ụlọ ọrụ nke Alaeze Nupe nke Etsu Nupe (nke bụ Etsu Yahaya Abubakar ugbu a) duziri. Ụdị idu ndú nke obodo ochie nke Bida bụ emirship, a na-akpọkwa onye isi obodo ahụ Etsu Nupe. Agbụrụ ndị ọzọ gụnyere Igbo, Yoruba, Hausa, Igala na Gbagi, Ibira.[6][7]
Hụkwa
- Federal Medical Centre (Bida)
- Federal Polytechnic Bida
Edensibia
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ The World Gazetteer. Archived from the original on 2007-09-30. Retrieved on 2007-03-27.
- ↑ 3.0 3.1 List of Short Let Mini Flats in Bida, Niger (en). nigeriapropertycentre.com. Retrieved on 2021-12-16.
- ↑ Nigerian Library Association. Niger State Chapter. Annual Conference (2nd : 2017 : Bida, Nigeria). Proceedings of the Annual Conference, Bida 2017. OCLC 1074126465.
- ↑ Hugh, Vernon-Jackson (1960). "Craft Work in Bida". Africa 30 (1): 51–61. DOI:10.2307/1157742. ISSN 0001-9720.
- ↑ Mason, Mike, 1938- (1981). Foundations of the Bida Kingdom. Ahmadu Bello University Press. ISBN 978-125-012-7. OCLC 12134929.
- ↑ W. E, Nicholson (1934). "89. Bida (Nupe) Pottery". Man 34: 71–73. DOI:10.2307/2790654. ISSN 0025-1496.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.