Ashour
Aha Ashour bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:
- Ashour El Adham, onye Egypt na-agba bọọlụ
- Ali Ashour, MA, (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na iri isii), onye ọka ikpe na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Libya
- Hisham Mohd Ashour, (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na abụọ), onye na-eme egwuregwu squash nke na-anọchite anya Ijipt
- Hossam Ashour (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na isii), onye Egypt na-agba bọọlụ
- Magdy Ashour, onye na-eme ngagharị iwe n'Ijipt
- No'man Ashour (1918-1987), onye Ijipt na-ede uri na onye na-ede egwuregwu,
- Omar Ashour, onye sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ, na onye mmeri martial arts si Montreal
- Radwa Ashour (1946-2014) bụ onye Ijipt na-ede akwụkwọ akụkọ
- Ramy Ashour (amụrụ n'afọ 1987), onye na-eme egwuregwu squash si Egypt
- Said Ashour (1922 2009), prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme na Mahadum Cairo, onye dere akwụkwọ 22.
- Saleh Ashour, onye otu Nzukọ Mba Kuwait
- Ashour Bourashed, onye otu National Transitional Council nke Libya na-anọchite anya obodo Derna
- Mohamed Ashour Khawaja (amụrụ n'afọ 1987), onye na-agba ọsọ na Libya, ọkachamara na mita 400
- Ashour Bin Khayal (amụrụ n'afọ 1939), onye nnọchi anya mba Libya na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
- Ashour Suleiman Shuwail (amụrụ n'afọ 1954), minista nke ime obodo nke Libya site na Julaị 2012
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.