Angèle
Angèle Bụ aha e nyere. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:
- Angèle (onye na-agụ egwú) (Amụrụ Angèle Van Laeken, n'afọ 1995), onye na-agụ egwu Belgium
- Angèle Dola Akofa Aguigah (Amụrụ n'afọ 1955), onye Togo na-amụ banyere ihe ochie
- Angèle Arsenault (1943 ruo afọ 2014), onye na-agụ egwu na Canada-Acadian, onye na-ede egwu na onye mgbasa ozi
- Angèle Bassolé-Ouédraogo (Amụrụ n'afọ 1967), onye na-ede uri na onye nta akụkọ na Canada a mụrụ n'Ivory Coast
- Angèle Dubeau (Amụrụ n'afọ 1962), onye Canada na-eme violin na Quebec
- Angèle Etoundi Essamba (Amụrụ n'afọ 1962), onye na-ese foto na Cameroon
- Angèle Rawiri (Amụrụ n'afọ 1954), onye na-ede akwụkwọ akụkọ na Gabon
- Angéle de la Barthe (1230 ruo afọ 1275), nwanyị bara ọgaranya nke Toulouse, France; e kpere ya ikpe maka amoosu ma maa ya ikpe ọnwụ site na Inquisition
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.