Akabo

Map na-egosi mpaghara dị gburugburu Akabo (1975)

Akabo (Mkoputa ) bụ obodo dị na Ikeduru Local Government Area nke Imo State, Nigeria, West Africa . A na-ahụkwa obodo nwere otu aha a na Nnewi na Oguta, niile na Igboland.

Ọdịdị ala

Akabo dị n'akụkụ ọdịda anyanwụ nke osimiri Okitankwo, ihe dịka kilomita iri na ugwu ọwụwa anyanwụ nke isi obodo steeti Owerri, mana ihe dịka kilomita iri abụọ n'okporo ụzọ. Ọ na-ekekọrịta oke n'obodo dịka Mbieri n'ebe ugwu, Iho na Uzoagba n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ, Amatta n'ọwụwa anyanwụ, Orji n'ebe ndịda, na Ubomiri n'ebe ọdịda anyanwụ. Isi obodo Akabo bụ Umunnemoche, Amukachi, Amii, Umuiyi, Umuebem, Umuekpere, Amuzu, na Obiudo.

Edensibia

33Templeeti:Populated places of Imo State

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.